Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2022

Lyrics

Eh nwanne mu o nye mu afia ka mgba zuo afia

Ighota

Abulo m anu olili

Woo baby Iceboy nwanne


O baby girl na-o mu-a n'akpo yi

O nna akpo yi ina-eme iyanga

Obu n'imalozi na Nwoke dikwa woo

Infact ka anyi ga se igbonga

Igbongi o gi kpo ndia

You know me

I know you e no mean si n'anyi ma ndia

Cheii odogwu n'epe mpe

Nwanne Nwoke N'ebe ebe

Nwoke nwe nku Nwoke ga efe efe

Na Nwoke gbalucha Nwoke ga eche eche

Muna gi bulu ya adime ekwe ekwe

Nwoke fu ukwu Nwoke ga ata ata

Ukwu nwe nti ukwu ka nwapa


Eh nwanne mu o nye mu afia ka mgba zuo afia

Ighota

Abulo m anu olili


Ke onye n'ekwu Onye n'ekwu

Gwa nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu

Igbotic

Ke onye n'ekwu nwanne ke way

Gwa nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu

Odia


Nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu

Onwelu ife i nwelu to say

Bia kwuo ka m nu

Nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu

Onwelu ife i nwelu yo say

Bia gwam ka m nu


Cheii nwoke bu ajoo anu

Nwoke bu ajoo nwa

Ajoo nwa si owerri ba nne afo

Esi m owerri ba nne afo

Nwoke bisa gi aka

Imata n'oma eme

Nga ata gi left right front

Ikweta n'ona eme

Nwoke bu eke ogwa

Ina fu ihe isi ya n'eme

Mbunye gi ibu ibu anyi danda itibe yo oma eme

Nwoke bu egwu igbagwu

Isi m n'enwu oku

Nwoke gbara di mkpa

Na Nwoke n'Apia oku


Ke onye n'ekwu Onye n'ekwu

Gwa nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu

Igbotic

Ke onye n'ekwu nwanne ke way

Gwa nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu

Odia


Nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu

Onwelu ife i nwelu to say

Bia kwuo ka m nu

Nwa agbogho na-o mu-a n'ekwu

Onwelu ife i nwelu yo say

Bia gwam ka m nu

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status