Location Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2022
Lyrics
Location
Ngwa ghanti
Udo
Asa gosi mu your your location
Aga m abia ebe ahu
Ka m bia lete gi my baby
Oge adiro oge adiro
Oyi m Nwoke ka nu ntule
Ke way?
Afo ise ozor
Eji m akpota umu asa ebe a
Oge adiro oge adiro
Baby gwam ebe ino ka m kpo gi
Nye m akaraa ka m suo gi
Gwa m ebe ino ka m bia nu
Baby Nye m akaraa ka m kpo gi
Gwa m ebe ino ka m bia nu
Gwa m ebe ino ka m bia fu gi
Ngwa ghanti
Gwa nu asa mu o
Ya nye mu location
Ya gwa mu ebe onu ka m ga fu ya
Nne ke way?
Asa gosi mu your your location
Aga m abia ebe ahu
Ka m bia lete gi my baby
Oge adiro oge adiro
Oyi m Nwoke ka nu ntule
Ke way?
Afo ise ozor
Eji m akpota umu asa ebe a
Oge adiro oge adiro
Le
Nye m the location
Ihe a bụ afọ ezumu ike
Nne
Anyi ga efe n'elu Daa n'ala
Ba ụgbọ oloko
Hapu n'ebu m ike
Le
Ndi oyi m kana atu down
Ama m oyi gi Nwoke ga n'eche
Nne pasa e get why
Mana
Ihe ọ bụla nkwuru ina ekwe
Ina ekwe
Ama m n'iga n'ekwe
Ndi a cho e jonz mana chukwu ama nkwe
Ha Amaro na mu a bukwa ezigbote ekwe ekwe
Ha zuzu o e zuzu o my guys e tie ha ekwe
Hapu mudafukaz ha na ewe iwe
Makana asa bugodi ezigbo igwe
I bia na SA anyi adi a adi ogu
Anyi adi aku okpor
Ife men n'Apia but Igwe
Legodi play boy acho m kati
Abu m a captain mu a duga army
Olu ojoo nwa na the party
Nwe iwe n banye na Bugatti
Your ex di kpoii anyi tunami
Nwa si India tọ ka nanny
O nye mu isi nsuo na Latin
Mia mu Nti nsuba gujarati
Imana fa di itọ fa cho ita m
Fa so m we la la be mu
Fa cho iri m
Ndi a ewe fie m
Nwanne
Ndi a ewe lie m
Mana onwe dii
Asa gosi mu your your location
Aga m abia ebe ahu
Ka m bia lete gi my baby
Oge adiro oge adiro
Oyi m Nwoke ka nu ntule
Ke way?
Afo ise ozor
Eji m akpota umu asa ebe a
Oge adiro oge adiro
Location
Oh my Gush na
Baby e u aaa
Asa nye m the location
E ehhh
Baby nye m the location
O o o
Sherisa ah
Sherisa ah
O u o
O u o
Ngwa ghanti