Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2022

Lyrics

Le

Woo baby

Ke way

Udo


Emeli ife melu Nwoke ji bu o egbe

Onwelu ife melu Nwoke ji gba

Onwelu ife melu Nwoke ji bu o egbe

Onwelu ife melu Nwoke ji gba


Le

N'isi mbido Nwoke dikwa mean n'ogbe

Focusing dese anya mu na the goals

Same time Nwoke n'ayo chukwu Nna

Okwa last last chukwu nwe the final say

Odiro ofele ife nji anya fu na street

Ejiro afufu anyi isi

Mana fa ncha dolu m n'isi

Tata chukwu agozigo mu

Tinyekwuolu m fisi

Now abuzim onye isi

Onye isi ndi isi ndi isi

Le

I swear to God

My chi has never forsake me

Put it on God

Your chi will never forget you

God's time but the best

Enwero onye ma the date

Kpebe ekpere bube onu

Ma ina ekpekwa jide faith

Got lots of stories to tell ma icho ige

Ngwa gi something di sure n'iga ege

Dropped out of school

Ka m nyelu mma na mpa aka

Enwe m umunne five fa ncha need enye m aka

Igbotic


Onwelu ife melu Nwoke ji bu o Egbe

Onwelu ife melu Nwoke ji gba

Onwelu ife melu Nwoke ji bu o Egbe

Onwelu ife melu Nwoke ji gba


Le

Verse two

Nke a n'agbaka mu isi

Nchete ya Makachi ona ajawa mu isi

I'm not ashamed to tell you

Na mu agbabugo okada

Oge ahu ntido owa ndi Obodo ana etu mu afa

Oke afa n'egbu nwa nkita

Afa eji edufu mmadu

Afa eji arafu mmadu

Afa na etipia mmadu

Ice onye owa ndi a ji akpocha m ma pilot

Nna akpara owa ga Otown gote ma groundnut

If you know you know

If you don't know nwanne imaro

Ngwa yi kiga amata

Ma agwaro gi ima n mata

Iye ma agwaro gi ima n mata


Onwelu ife melu Nwoke ji bu o Egbe

Je chuba ego

Onwelu ife melu Nwoke ji gba

Nwanne je chuba ego

Onwelu ife melu Nwoke ji bu o Egbe

Je chuba ego

Onwelu ife melu Nwoke ji gba

Nwanne je chuba ego

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status