Omeiheoma Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2020
Lyrics
Omeiheoma - Flavour
...
Omeiheoma ka o bu......
Omeiheukwu ka o bu......
Chukwunna ka o bu....
EKwueme ka o bu......
O huru ihe oma o na eme n’uwa nye y’ekele.....
Maka n’ekele ya na nke o melu o mekwa ya ozo.....
N’ime onodu obula chukwu ma ndi nke ya.....
Papaaa......
Omeiheukwu k’obu.......
O huru ihe oma o na eme n’uwa nye ya ekele.....
Maka n’ekele ya na nke o melu o mekwa ya ozo.....
N’ime onodu obula chukwu ma ndi nke ya......
Papaaa.....
Omeihukwu k’obu.......