Levels Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2021
Lyrics
Levels - Flavour
...
eeeh Nwanne if it's a hit aka-anyi dia
obodo ekwelugo ooo
anyanwu achabago ooo
anyi aputago ooo
ife emebego ooo
imakwa onye iwu (master)
imakwa onye iwu
imakwa onye iwu (ogini)
imakwa onye iwu
Nwoke napu oku
nwa na-ebebe (lekwekwekwe)
Nwoke oma osiso
Ya na Nwa oma osiso
Na we dey, na we dey, na we dey here
na we dey, na we dey, na we dey here
isi ka obulu obulia na we dey here
Mens buzi nnukwu Ike na we dey here nwanne
Aaa eeeh
ifugodu convoy anyi ji wee bata obodo inolu ofuma.
inwekwanu choice?
aah eeeh
ifugodu package anyi ji wee bata obodo ibelu ebelu
security confirm
imana udo nachinu
imana mens Bata obodo anyi ka fa na-enene
Ima na ndende ede
ima na mmemme emebe
abobi nwere omume eji eri ego
Agu ji egbe, imakwa onye iwu?
okpata ozuo ora, imakwa onye iwu? (obi cubana)
onwa n'etilora, imakwa onye iwu?
anyidon nwanne, imakwa onye iwu?
ojide ome nwanne, Ego napu oku
nwa anayoeze, nwa n'ebe ebe (E-Money)
Nwoke bu ebube ebube, Nwoke oma osiso
iyawo nowonowo, ya na Nwa oma osiso
aiyee aiyee aiyee
factory fitted, full option, double silencer
ife ona apia bu mpiawazu nu double condenser
ife anyi bu bu odogwu odogwu, Ike na ebube mo nso
aka anyi buzi nchawa nchawa, uda egbe Ndi nso
Ndi nku Ndi nku (Ndi nku Ndi nku)
Ndi Ike Ndi Ike, (ihula men Shiri Ike)
Ndi oma Ndi oma (Ndi oma Ndi oma n'obodo)
base on that osiso
aiyee aiyee aiyee
anam anukwanu ife,
anam anukwanu ife,
anam asikwanu Ndo,
okwu abago na-ego
men na-eme na bundle
fa buya ka izuogu
fa na-eme na cash
ufodu na-edezi checki nu
aah eeeh
ifugodu convoy anyi ji wee bata obodo inolu ofuma,
inwekwanu choice?
aah eeeh
ifugodu package anyi ji wee bata obodo ibelu ebelu
security confirm
imana udo nachinu
imana mens Bata obodo anyi ka fa na-enene
Ima na ndende ede
ima na mmemme emebe
abobi nwere omume eji eri ego
agu ji egbe, imakwa onye iwu?
Anderson Obiagwu, Imakwa onye iwu?
Aka ekpuchi onwa na Igbo, imakwa onye iwu?
Dr. Eze Mmuo, imakwa onye iwu?
Nwoke bu ebube ebube (Nwoke napu oku)
Legend nwanne, Nwa na-ebebe
Onye mpiawazu, nwoke oma osiso
Omemma na Ojoto, Ya na Nwa oma osiso
aiyee aiyee aiyee
factory fitted, full option, double silencer
ife ona apia bu mpiawazunu double condenser
ife anyi bu bu odogwu odogwu Ike na ebube mo nso
aka anyi buzi nchawa nchawa, uda egbe Ndi nso
obodo ekwelugo ooo
anyanwu achabago ooo (mix monster)
Anyi aputago ooo
ife emebego ooo
imakwa onye iwu?