Loading...

Odogwu ft. Umu Obiligbo
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2018
Lyrics
Odogwu ft. Umu Obiligbo - Flavour
...
Politics gazielugi Itibe aka n'obi si n'ibu eshi Kama igasi na chi adika Itibe aka n'obi si n'ibu mmanwu Politics gazielugi Itibe aka n'obi si n'ibu eshi Kama igasi na chi adika
(Okwa Jehovah bu Odogwu)
Itibe aka n'obi si n'ibu mmanwu
Kam gwazianu gi Inesiem anya wee chem aka mgba Theophilus Ekwuo gini Ikwunu eziokwu n'obughi ajo ife Onyeome leyileyi Papa Ogbajiri igwe kpoo ya nku o Daddy!
Majesty M ooooo(oohoooo) (Okwa Jehovah bu Odogwu) Ijele Africa no na-aba mba (Okwa Jehovah bu Odogwu) Afo mulu eze no ona-aba (Okwa Jehovah bu Odogwu) Ndi synagogue Fancha na-etiii (Okwa Jehovah bu Odogwu) Umu Adoration fa na-abaaa (Okwa Jehovah bu Odogwu) Onye melu onye-isi ofukwa uzo ozo (Okwa Jehovah bu Odogwu) Onye mere Ngwulo ogaba ije ozo (Okwa Jehovah bu Odogwu) Onye kwere nkwa mezue nkwa (eze ndi eze) (Okwa Jehovah bu Odogwu) Etina-aka n'obi si n'ibu odogwu (Okwa Jehovah bu Odogwu) Iyeeeee, Onye si na chim adimma? (obu onyeee) Gwanu mooo, Onye si na chim adimma leeee Owele Ojoto, obugi si na chim adimma leee (obu onyeee) Gwanu mooo, Onye si na chim adimma leeee I woke up this morning and see the light I thank you Lord its for your Mercy Even though am a sinner But its not worthy of you presence Onyeome leyileyi Papa Ogbajiri igwe kpoo ya nku o Daddy! Majesty M ooooo(oohoooo) (Okwa Jehovah bu Odogwu) Ijele Africa no naba mba (Okwa Jehovah bu Odogwu) Ziwaga chief n'ona-aba (Okwa Jehovah bu Odogwu) Father Mbakaogu n'oso aba (eze ndi eze) (Okwa Jehovah bu Odogwu) Odogwu akata-aka odogwu bu odogwu (Okwa Jehovah bu Odogwu) Omemma Ojoto n'ona aba mba (Okwa Jehovah bu Odogwu) Agu mulu ife Money Mayweather (Okwa Jehovah bu Odogwu) Eribe agwuagwu nu n'ona aba mba (Okwa Jehovah bu Odogwu) Ana alu-alu, Ana ele-ele (Okwa Jehovah bu Odogwu) Iyeeeee, Onye si na chim adimma? (obu onyeee) Gwanu mooo, Onye si na chim adimma leeee Owele Ojoto, obugi si na chim adimma leee (obu onyeee) Oooo Onye si na chim adimma leeee Onye-eze Ben, Anukwu na-aba (Okwa Jehovah bu Odogwu) Eboh Communications Star na-aba (Okwa Jehovah bu Odogwu) Asuwa Dede n'one-eti ooo (Okwa Jehovah bu Odogwu) Baba Lotija, Ezi onyim ooo (Okwa Jehovah bu Odogwu) Obi Toscana onum ekene oo (Okwa Jehovah bu Odogwu) Ogbodo nwa Abba n'oso aba oo (Okwa Jehovah bu Odogwu) Enugu Rangers fancha na etiii (Okwa Jehovah bu Odogwu) Odogwu akata-aka odogwu bu odogwu (Okwa Jehovah bu Odogwu) Ndi tili aka n'obi, kedi ka-odi fa oo (Okwa Jehovah bu Odogwu) Pharoah Egypt kedi ka-odi ya (Okwa Jehovah bu Odogwu) Nebuchadinezer Omere oleeee (Okwa Jehovah bu Odogwu) Etina-aka n'obi si na ibu odogwu (Okwa Jehovah bu Odogwu)
Similar Songs
More from Flavour
Listen to Flavour Odogwu ft. Umu Obiligbo MP3 song. Odogwu ft. Umu Obiligbo song from album Awele is released in 2018. The duration of song is 00:03:52. The song is sung by Flavour.
Related Tags: Odogwu ft. Umu Obiligbo, Odogwu ft. Umu Obiligbo song, Odogwu ft. Umu Obiligbo MP3 song, Odogwu ft. Umu Obiligbo MP3, download Odogwu ft. Umu Obiligbo song, Odogwu ft. Umu Obiligbo song, Awele Odogwu ft. Umu Obiligbo song, Odogwu ft. Umu Obiligbo song by Flavour, Odogwu ft. Umu Obiligbo song download, download Odogwu ft. Umu Obiligbo MP3 song
Comments (59)
Top Comments (1)
Emillya1yk9
New Comments(59)
Alh Sulaiman Sakariyau

Robertvoxn1

Jennifery2j4c
Mark Anthony 11
0_Basil
