Loading...

Download
  • Genre:World Music/Folklore
  • Year of Release:2014

Lyrics

Igbo Amaka - Flavour

...

Masterkraft on the beat,go

Ifu zie’mkpo nu mu onyi igbo

Maka n’abum onye igbo

Ihe nme,igbo amaka,oh igbo amaka

If you see me call me onyi igbo

Maka n’abum onye igbo

Ihe n’me,igbo amaka,oh igbo amaka

Anywhere I enter,they call me onye Igbo

Maka n’abum onye igbo

Ihe n’me,igbo amake,oh igbo amaka

All over the world,they call me onye igbo

Maka n’abum onyi igbo

Ihe n’me,igbo amaka,oh igbo amaka

Ndi igbo ne dozi obodo

Ndi igbo ne mepe obodo

Ndi igbo ne hazi obodo

Ndi igbo ne me ofu ma

Ndi igbo nno nime afia

Ndi igbo nno disapora

Ndi igbo nno entertainment

Ndi igbo nno government

Anyi na me ife silike

Anyi me me ife kalaka

Anywhere you enter na we dey there(na we dey here)

I waka i never see beautiful people oo oo oo

Igbo amake heh,a’bum onyi igbo

Ifu zie’mkpo nu mu onyi igbo

Maka n’abum onye igbo

Ihe nme,igbo amaka,oh igbo amaka

If you see me call me onyi igbo

Maka n’abum onye igbo

Ihe n’me,igbo amaka,oh igbo amaka

Anywhere I enter,they call me onye Igbo

Maka n’abum onye igbo

Ihe n’me,igbo amake,oh igbo amaka

All over the world,they call me onye igbo

Maka n’abum onyi igbo

Ihe n’mzie’mkpo nu mu onyi igbo

Maka n’abum onye igbo

Ihe nme,igbo amaka,oh igbo amaka

Ejebe,ejebe,ejebe, eje na Anambara

Na nke Emeka Offor

Osi a’jide ofor,okwu ogbalyi

Iji jebe nu Nnewi,na nke Innoson Group of Companies

Industrialist igbo ji enwe onu

Ejebe,ejebe eje nu n’ukofia

Ataeze n’ukpo,osi anyi si ike okwu ogbalayi

Anyi ji ebe ne Enugu,ebe amuru Flavour onyi egwu ndigbo ji eme onu

I waka i never see beautiful people oo oo oo

Igbo amaka heh,a’bum onyi igbo

Ifu zie’mkpo nu mu onyi igbo

Maka n’abum onye igbo

Ihe nme,igbo amaka,oh igbo amaka

If you see me call me onyi igbo

Maka n’abum onye igbo

Ihe n’me,igbo amaka,oh igbo amaka

Anywhere I enter,they call me onye Igbo

Maka n’abum onye igbo

Ihe n’me,igbo amake,oh igbo amaka

More Lyrics from Flavour Songs

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status