Loading...

Download
  • Genre:World Music/Folklore
  • Year of Release:2018

Lyrics

Isi Onwe ft. Umu Obiligbo - Flavour

...

Zoba isi onwe gi ooo zoba isi onwe gi yeh

Chie zoba isi onwe gi oo (ije enu o) zoba isi onwe gi yeh

okwa emesia isi na akowasirolu gi

ifeneme n'enu uwa okwa n'isi mmadu ee

Maka omesizia isi na akowasirolu gi

(ije enu o) Zoba isi onwe gi eeh

oyi m welu nwayo sofri sofri e

if you try you no succeed biko try again, enekwana mmadu Ibe gi anya nwanne zoba isi onwe gi e

Inanu onum asim zoba isi onwe gi eee

oyi m welu nwayo, nwayo nwayo e, nwayo bu ije enu inanu kamu nekwu e

iyeee no matter what you are going through nnem e better don't give up

uhh cos you no know you no know tomorrow nnem e better don't give up

ya kpatarani o Zoba isi onwe gi ee

Zoba isi onwe gi o, Zoba isi onwe gi o (ije enu) Zoba isi onwe gi eeh

iyeee okwa emesia isi na akowasirolu gi

(asikwana na akowasirolu gi) ifeneme n'enu uwa okwa n'isi mmadu ee (odi n'isi gi o odi n'isi gi o)

okwa emesizia isi na akowasirolu gi (okwa ya e) Zoba isi onwe gi eeh

(oburo onye ijidelu ilie ya Elie, oburo onye ijidelu igbuo ya egbuo, onweli onye ichekatu ikpo ya oku, ife emelu mma mma onadi ka emegbuo ya na mma)

(oburo onye ijidelu ilie ya Elie, oburo onye ijidelu igbuo ya egbuo, onweli onye ichekatali ikpo ya oku, ife emelu mma mma onadi ka emegbuo ya na mma)

leleleleee chaii Ube mmanwu kamunebe inanu kamunebe yioo inanu kamuneti eyioo

iyee akwa alili kamu nakwa inanu kamunebe yioo inanu kamuneti eyioo

nwunye nazoni isi ya, Di ya nazoni isi ya, umuaka gazokwa isi fa chi anyi aburo otu Cha Cha

inanu kamunelue , egwu nije enu Inanu kamu nelu e

ofu Nne namu ma ofu chi adighi eke nwanne m

egwu m kamneti egwu anyi ya ka anyi ji eje iye iye iye

Zoba isi onwe gi o Zoba isi onwe gi e iyee Zoba isi onwe gi o (ije enu) Zoba isi onwe gi o

Maka omesia isi na akowasirolu gi

(asikwana na akowasirolu gi) ifeneme n'enu uwa n'okwa n'isi mmadu ee (odi n'isi gi o odi n'isi gi o) Maka omesizia isi na akowasirolu gi (okwa ya e)

Zoba isi onwe gi eeh

oso ndu oburo onye n'isi e Zoba isi onwe gi e oyi m Zoba isi onwe gi eeh

isi na akowasirolu gi Zoba isi onwe gi e nwanne Zoba isi onwe gi eeh

okwa Maka emesia isi na akowasirolu gi

asikwana na m agwaro gi oyi m Zoba isi onwe gi eeh

ife onye nalu ka chukwu ji akwuya ugwo, Zoba isi onwe gi ife m fulu ya kamunekwu ee

iyee no matter what you are going through nnem e better don't give up

uhho cos you no know you no know tomorrow nnem e better don't give up

ya kpataranu o Zoba isi onwe gi o Zoba isi onwe gi eeh, Zoba isi onwe gi o, Zoba isi onwe gi eeh

okwa emesia isi na akowasirolu gi (asikwana na akowasirolu gi) ifeneme n'enu uwa n'okwa n'isi mmadu ee

(odi n'isi gi o odi n'isi gi o) okwa emesizia isi na akowasirolu gi, okwaya e Zoba isi onwe gi eeh

oh Zoba isi onwe gi o, Zoba isi onwe gi eeh

chai Zoba isi onwe gi o, ijenu o Zoba isi onwe gi eeh

Maka omesia isi na akowasirolu gi

ifeneme n'enu uwa n'okwa n'isi mmadu ee

Maka omesizia isi na akowasirolu gi ije enu o Zoba isi onwe gi eeh.

More Lyrics from Flavour Songs

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status