Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:1986

Lyrics

Yoba Chukwu - Chief Stephen Osita Osadebe

...

K'anyi yōbanu Chukwu

Anyi an'ekpe ekpele

Ka anyi di ndu

Anyi aka nka

Anyi achaa isi awō

K'anyi we lie ife anyi kutalu n'uwa nu

Okongwu chalu m n'uzō, chaalu m n'uzō ka m gaa

Ife I n'alu ka m n'alu nu o

Ngi bu Bōyoyo, yoba Chukwu

Kpebe ekpele nu

K'idi ndu kaa nka, chaa isi awō, k'iburu okongwu

N'okongwu abulō chaa chaa nu, fecha fecha

Na gi bu bōyoyo mesia n'igabu kwa okongwu

I g'enyekwalu ndi ōzō efe

Ma luo ōlu i ōfuma nu

K'ōdabalu I n'uwa ka I kaa nka rie ife I lulu

Ma emesia n'igabu okongwu

NNKWA!!!

Yōba Chukwu kpebe ekpele

K'anyi di ndu k'anyi ka nka chaa isi awō rie if'anyi n'uwa a a (3ce)


Biko yōbanu Chukwu n'enuwa yi

Biko kpebe nu ekpele nu

K'idi ndu n'eluwa yi

K'iwe kazie nu nka nu

Ichazie isi awō n'uwa a a

I we lie ife ilutulu n'uwa nu o o


Fa si n'okongwu bu uba nu

Ife inulu k'okongwu n'alu

Ngi bu bōyoyo, biko jisike kpebe nu ekpele

K'iluō ife okongwu lulu oo

Nka bu ihe?????

Emesia n'igabu okongwu o o

N'ōburō gi bu Chukwu, onye furu uwa n'ayō Chukwu ka ya di ndu chaa isi awō

k'ōka nka k'ōfu ife ōlutaa k'ōnelia


Bōyoyo!! I gaa'tō na bōyoyo we nwua?

Emesia n'iga akakwa nka izabazie okongwu

Onye agbachinalu onye Chi ya n'agbachili

Maka ife I n'alu ka m n'alu

Anōchili m gi uzō?

Yoga Chi gi kpebe ekpele nu, tinye uchu n'ōlu gi, I puta a

NKWA!!


Yoba Chukwu kpebe ekpele k'anyi di ndu, k'anyi kaa nka, chaa isi awō lie ife'nyi n'uwa a (12x)

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status