Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2009

Lyrics

Osondi Owendi - Chief Stephen Osita Osadebe

...

Ife sozili onye sozi chi yá

Na enu uwa nke a anyi no nu

O bu onye ka zi Chukwu

O gbanari chi ya na oso nu

O na ebukwa chi ya uzo anaba nu

Ife na aso gi

Okwazi ya na aso zi onye ozo nu

Mana afa egwu a m na etizi nu

Osondi owendi

Maka Ka Ife uwa aso ndi ufodu nu

Etu a Ka o na ewezi ndi ufodu

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Ife solu mu na osolu chim na uwa

Osondi owendi

Nke solu gi na osolu chi gi nu

Osondi owendi

Emebi kwana nke onye ozo

Osondi owendi

Etu nke gi di gi mma o

Osondi owendi

Etua ka nke onye ozo dikwazi ya mma

Osondi owendi

Ka o na aso gi Ka ona asokwa onye ozo na uwa

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Ekwutozina nke mmadu

Osondi owendi

Onye bu Chukwu

Osondi owendi

Osondi owendi

Maka na okwu ekwuru na onu o

Osondi owendi

Ya bu Obi mmadu afuziri anya

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Ife solu onye solu chi ya na uwa nu

Nke solu mu na osolu mu na obi mu nu

Nke solu gi na odi gi mma nu o

Onye na azozi nke ya na uwa nu

Odizia ka obuzi ajo mmadu ka obu nu

Mana okwazi ka chi so kwu nu

Ka anyi na ekwu nu

Na Ife di onye mma adiazi ibe ya

Mana onwerozi onye bu Chukwu nu

Ka ekelu gi, ka ekelu gi nwa

Okwazi obi Ka Chukwu ji wee kee anyi nu

Obi chi ji keezi onye obula di na iche na iche

Onye puta owelu nke ya nu

Ma onye asina ibe ya nwuzie nu

Ka so ya bili nu

Maka na Ife na aso ndi

Okwazi ya na ewezi

Ndi nu

Ife m na ekwu gbasalu ife na emezi na enu uwa nu o

Ife na aso onye di iche nu

Nke na aso onye ozo di ozo

Nke solu gi na oma so m

Nke sozi gi mana odiri mu mma nu

Obu onyezi Ka anyi ga eje chukwudo nu

Na Chukwu keziri Ife na uwa nu

Nke solu onye na oma aso ibe ya

Nke solu onye na oma sozi onye ozo zi

Anyi wee na agwa zi nu nu

Ife na aso ndi

Oma sozi ndi ozo nu

Anyi ga ejisi ike na aghota nu

Maka na ofu Chineke zi nu

Mana uche o na enye di n'iche n'iche

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Ekwutozina ibe gi na uwa

Osondi owendi

Mmonwu amalezi biawanu o

Osondi owendi

O by onye buzi Chukwu n'uwa

Osondi owendi

Ife solu gi na osorozi munwa nu

O bu ya ga abuzi nu okwu

Osondi owendi

Nke solu m na osoro gi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

Osondi owendi

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status