Agadi Nwanyi Na Inine Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:1981
Lyrics
Agadi Nwanyi Na Inine - Chief Stephen Osita Osadebe
...
ije agadi nwanyi na ineh
agadi nwanyi cholu iri ineh
mana omazi na ineh na elu kwara ya ilu nu
mana ineh si kwazi ebe agadi nwanyi achozi kodi
na ori sia anyi agbaba ya ago
mana agadi nwanyi amazi wee riwezi nu
o na agadi nwanyi ka ikpe maziru nu
ka obuzi ineh ka ikpe maziru nu
ya bu onye biri ibe ya biri kwanu oh
agadi nwanyi na acho ihe oga eri na uwa
ihe na agu agadi nwanyi a bulu ineh nu
agadi nwanyi abayezi e nu ofia nu
ineh ko o na achozi nu mana ineh nozi kwazi nu oweanya nu
agadi nwanyi afozie ineh
agadi nwanyi amoria nu
obi ocha juru ya afo
ineh agba nu nkiti
agadi nwanyi akpa wazie nu ineh nu
agadi nwanyi akpa kozisie nu ineh nu oluzi na uno si yezi e nu
agadi nwanyi a na amori nu
na obi ocha na ihe oga eri abiao
mana omazi na ineh na elu ya ihe ozunu
agadi nwanyi esibenu ineh ya sisia
agadi nwanyi eri bezie nu ineh ya nu
onurizie na anuri
mana omazi na ineh na elu ria onyin ife oga emeya na fo
ineh wee kwaduzi e nu olu nu
agadi nwanyi ngi ka m na anu
agadi nwanyi chukwu kelu m
ichozie ka nmowa nazi na nkiti nu ma gi bili nu
ineh ability e nu olu
agadi nwanyi akwaba afo m afo m ineh eme na m alu
ineh ibeduzi Moriwazi nu
asi na agadi nwanyi na akpa ineh
akpa korisia ko ori nu