Anyi Ehunyere Gi Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
Anyị ehunyere Gị o!
O Chineke Nna
Aja anyị
Aja obiọma
Anyị na-ebutere Gị
Nara ya
Gọzie ya
Gbanwoo ya
Doonu ya nsọ
Ma gọzie ya, Chukwu ọma
Dị ka aja Ebel
Nara ya
Gọzie ya
Gbanwoo ya
Doonu ya nsọ
Ma gọzie ya, Chukwu ọma
Dị ka aja Ebel
Etu mgbaisiọma
Si agbago n'Ọlta Gị dị elu
Dinwenu meenu
Ka aja anyị rute Gị aka
Nara ya
Gọzie ya
Gbanwoo ya
Doonu ya nsọ
Ma gọzie ya, Chukwu ọma
Dị ka aja Ebel
Nara ya
Gọzie ya
Gbanwoo ya
Doonu ya nsọ
Ma gọzie ya, Chukwu ọma
Dị ka aja Ebel
O Nna, aja nke a ụmụ Gị na-achụ
Bu ofu aja ahụ Nwa Gị chụrụ n'obe
Biko, anyị na-erunye ya
Maka ndị dị ndụ na ndị niile nwụrụ anwụ
Nara ya
Gọzie ya
Gbanwoo ya
Doonu ya nsọ
Ma gọzie ya, Chukwu ọma
Dị ka aja Ebel
Nara ya
Gọzie ya
Gbanwoo ya
Doonu ya nsọ
Ma gọzie ya, Chukwu ọma
Dị ka aja Ebel
Olisa doo naranụ aja ekele
Ọkụ na-eri aja naranụ aja otito
Achịcha si n'ihe ala mitara
Na mmanya si na vaịn
Ka anyị na-enye Gị
Naranụ ha gọzie
Nara ya
Gozie ya
Gbanwoo ya
Doonu ya nsọ
Ma gọzie ya, Chukwu ọma
Dị ka aja Ebel
Nara ya
Gozie ya
Gbanwoo ya
Doonu ya nsọ
Ma gọzie ya, Chukwu ọma
Dị ka aja Ebel