Aja Missa Agwusigo Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
K'anyị jebenụ n'ime ụwa
Jee gbasaba oziọma Chukwu
Ee!
Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
Ka anyị jebenụ kwusaba oziọma
Ka anyị jeenụ n'ime ụwa
Kwusaba oziọma Chineke
Chineke bụ Ihụnanya
Ọ hụrụ ụwa n'anya, zitere ya Kristi
Onye kwere na Ya ga-enwe ndụ ebighịebi
Ngwanụ ka anyị jee n'ime ụwa
Kwusaba ịhụnanya nke Kristi
K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
K'anyị jebenụ n'ime ụwa
Jee gbasaba oziọma Chukwu
Ee!
Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
Ka anyị jebenụ kwusaba oziọma
Ka anyị jeenụ n'ime ụwa
Kwusaba oziọma Chineke
Kristi bụ Ife e ji ahụ ụzọ
N'Aja Missa dị asọ
Ọ mụnyego ihe nke okwukwe
Ka anyị jebenụ n'ime ụwa
Kwusaba Ife nke Kristi
K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
K'anyị jebenụ n'ime ụwa
Jee gbasaba oziọma Chukwu
Ee!
Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
Ka anyị jebenụ kwusaba oziọma
Ka anyị jeenụ n'ime ụwa
Kwusaba oziọma Chineke
Anyị bụ aka na ukwu Jesu
Ukwu O ji akpaghari
Na aka O ji eme mma
Ka anyị gabazienụ na mba niile
Kwusaba oziọma Chineke
K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
K'anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
K'anyị jebenụ n'ime ụwa
Jee gbasaba oziọma Chukwu
Ee!
Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
Ka anyị labanụ n'Aja Missa agwụsịgo
Ka anyị jebenụ kwusaba oziọma
Ka anyị jeenụ n'ime ụwa
Kwusaba oziọma Chineke