Iyi Eri Oba Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Iyi Eri Oba - Blessing Udoeze
...
Meenu ka uwa mara n'ibu Chim n'ezie
Meenu ka uwa mara na-obu gi bu chi m ooo
Okwa gi bunu Anya m ji ahu uzo
Ibu olileanya m mgbe m n'enweghi olileanya
Oji ji jide Nma Onye iwaghere ya ga-eri ooo
Biko waghenu m Kam rie eee
Iyi Eri Oba m eeeeh bia....
Iyi Eri Oba m eeeeh bia.....
Iyi Eri Oba m eeeeh bia.......
Iyi Eri Oba m eeeeh bia .........
Oma kaobi di onye
Oma kaobi di onye bia....
Oma kaobi di onye
Oma kaobi di onye bia .....
Oma kaosi diri m eeeeeh
Oma kaosi diri m eeeeh bia ...
Oma kaosi diri m ehhhh
Oma kaosi diri m ehhhh bia...
Onye na-eme mma
Onye na-eme mma eze m bia
Odogwu akataka
Odogwu akataka bia
Ororu ihe biara iro m ooo
Agu n'eche mba bia
Odumegbo Judea
Odumegbo Judea bia
Ina asini m chere ,chere nna Biko eze m bia
Ina asini m chere eeeh chere nna Biko bia .....
Iyi Eri Oba.m eee
Iyi Eri Oba m eeeh bia
Iyi Eri Oba m Iyi Eri Oba m eeeeh bia ...
Oloro Ihe biara iro m eeeeh
Oloro Ihe biara iro m eeeh bia..
Agu n'eche mba
Agu n'eche obodo bia.....
Iyi Eri Oba m eeeeh
Iyi Eri Oba m eeeeh bia ooooo ...
Iyi Eri Oba m eeeh bia...
Iyi Eri Oba m eeeeh
Iyi Eri Oba m eeeeh bia
Iyi Eri Oba m eeeeh
Iyi Eri Oba m eeeeh bia ...
Oma nu kaosi diri m eeeh
Oma nu kaosi diri m ehhhh bia...
Oma nu kaosi diri m ehhhh
Oma nu kaosi diri m ehhhh bia...
Iyi Eri Oba m eeeeh
Iyi Eri Oba m eeeeh bia bia...
Iyi Eri Oba m eeeeh
Iyi Eri Oba m eeeeh bia....