Onyedika Chukwu Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Onyedika Chukwu (Live worship) - Blessing Udoeze
...
Onye dika gi eeeeee, onye dika gi eeeeh, onye dika eehhhh, Odigi onye dika gi eeeh, Akwagi bu oguguom Obim ooooo oguguom obim oooooo ooo, oguguom obim ooooo, oguguom obim ooo, ebube ejimkwam gi eme onu, ebube ejikwam gi ayi ishi ehh, ebube ejikwam gi eme onu , ebube ejikwam gi ayi ishi , chi onye gara Ije na Elu mmiri, chi onye gara ije na ala mmuo, oke mmanwu na eti onwe ya, ebube ejikwam gi eme ngala, ebube ekwele ihiere menumo , chi Omam
Ekwele ihiere me nu meee, ekwela ka uwa jonum ajuju si ele ebe chim ahu nu Maka na ejikwam gi eme onu,maka na ejikwam gi ayi ishi, maka na ibu ngagam eeeeeeee ngagameeeeeee, ibu ngagameeeeeee, ngaga meeeeee, ejikwanum gi eme onu, a ebube ejikwam gi ayi ishi, chukwu onye jinu obara akpu Nwa na afo, onye Lori ihe biara ilom, onye dika gi onye gara ije na elu mmiri, onye dika gi onye gara ije na ala nmo, onye dika gi ebubem na onwe ya 2x,onye dika gi ikuku amanaoya 2x, onye dika gi eee, onye dika gi5x ikuku amanaoya, onye dika gi ebube na onwe ya, onye dika gi amalite uzuatuwa, onye dika gi ewoooo, onye dika gi etigwuru dibia na ihu arusi ya a ebube na onwe yaaaa, I love u from the Dept of my heart Jesus from generation to generation you stil remain the same u never change. Thank u Jesus 3