ILE Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2022
Lyrics
Asim na Time Chukwu bu the best
A' Ju
Asim N'onwero ife ga akpochi men Azu
Enwelum men no cha overseas aku
Enwelum men ji kwa ma Chinese asu
Oburo ile
Oburo ile
Onye nwe sense
Amalugo ihe
Onye ji excess apalugo ike
Ndi na ekwelobu achobago Ikwe
Obulo iwe
Obulo iwe
Finna go beast mode
N'obulu iwe
Mua ji zi cheat code Agba this game
Boy I gotta smoke up Maka this pain
The stars are aligning
The blessings are coming
The forces are forcing
We up on that level
Government lying
The churches are lying
Be careful whenever
You dance with the devil
Had to just win
Had to just be
What I wanna be
So fuck what you've seen
Did it with ease
And I paid the fees
I had to appease
It is what it is
Okwa Onye na Alu Olu na akpata ego
Okwa Onye nwelu nku na efe n'enu
Okwa Onye na dull na agba last
Na agba last
Okwa Onye kpelu Azu n'ebu class
Na ebu class
Asim na Time Chukwu bu the best
A' Ju
Asim N'onwero ife ga akpochi men Azu
Enwelum men no cha overseas aku
Enwelum men ji kwa ma Chinese asu
Oburo ile
Oburo ile
Onye nwe sense
Amalugo ihe
Onye ji excess apalugo ike
Ndi na ekwelobu achobago Ikwe
Obulo iwe
Obulo iwe
Finna go beast mode
N'obulu iwe
Mua ji zi cheat code Agba this game
Boy I gotta smoke up Maka this pain