Jedy Freestyle 222 Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2024
Lyrics
Story of my life
I put it on the line
I had to pay the price
So alu'm obele guy
10 times I'll fall
10 times I'll rise
While some people no n'eche ka ha bia rie
Burial rice
Oburo di my portion maka ha ma fu m cha
M'banye trap these men nwanne ha ma kwe mu na
So first things first
Comport myself
Afum ebe akwalu uzo
Mana ha ma kwem ga
So atuo mu aka
Ihe nile melu atuo mu aka
Ihe nile asi na emelu nwanne akpo mu afa
Ihe nile asi na emelu nwanne atuo m aka
Mana mu ama za
Nwanne akpo mu na mu ama za
Nwanne akpo mu na mirror nwanne mua ama za
Nwanne akpo mu na mirror nwanne mua ama za
Anyi no n'ime
Muna guys no n'ime
We bupute my lifestyle
We na egosi uwa nile
A ju'm these guys howfar
Mana ha ekwero egosim way
Well uwa di very dark man
Odi kam yili singlet
Amam na aga nachite but Oga adi go too late
Nye fa afifia ka ha suo ka o mu'nwa kpochi school gate
RIP to Tidinz anyi bido na school days
Emero lu ya candle light man o puta na Tunde
Shout out to the real one's
Ndi n'eso Jesu
The rest of the should go repent
Maka mgbe Oga fa esu
Achom ifu my money
Multiply 10 times
Ihe bu my strategy bu buy low and sell high
Funny enough
Some people nwelu OT che na ha bu OG
But dem no fit sow seed
Their account is so big
But their mind is so small
Ihe melu things fall apart bu Okonkwo
Ge nti kam pia zia gi the real key
Ihe melu nwoke ji anwu bu so two things
Oburo maka money
Oburu maka loose chick
Ebe Oga abia selu your head banye 6 feet
Uwa di spiritual
Ya melu aji eme ritual, we che no the real way
Ha maro n'obu missile
We go bounce back
Demon wey go cast out
Ifugo ebe full grown man
Na awa pampers
Oburo di my portion maka ha ma fu m cha
M'banye trap these men nwanne ha ma kwe mu na
So first things first
Comport myself
Afum ebe akwalu uzo
Mana ha ma kwem ga
So atuo mu aka
Ihe nile melu atuo mu aka
Ihe nile asi na emelu nwanne akpo mu afa
Ihe nile asi na emelu nwanne atuo m aka
Mana mu ama za
Nwanne akpo mu na mu ama za
Nwanne akpo mu na mirror nwanne mua ama za
Nwanne akpo mu na mirror nwanne mua ama za