Eje Ana Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2021
This song is not currently available in your region.
Lyrics
Eje Ana - Umu Obiligbo
...
Lyrics OlisaNedu SD
Iyeeh! (Vibe O)
Aahaa! Ehee! Ehe! Yeahaaa!
From January to December, Monday to Sunday we go Dey chase money, zero holiday
Ahaaa! Ehee! Iyeeh!
Onye ji bolingo meru ebe obi bi, onye afu na afuju anya
Okwa asi na ngaga buru uzo ”ngaga buru uzo” odida esochie ya na azu
Oho! oho! oho! iyokoko!
Eje Ana ka anyi na ayo chukwu
Anyi ga na eje na abata, Amen, Amen
“Anyi ga n‘eje na abata, Amen, Amen”
Anyi ga n‘eje na abata, Amen, Amen (n‘eje na abata)
Ife aha emero anyi ma ncha Amen, Amen
Ahaa! Ehee! Ahaaa!
Ifem na ayo Chukwu okike, akwu charu mu ya charu nwannem
Umunna nwezuo aku, Umunna nwezuo aku, ima na ilo na asi ga ana
Aho! aho! aho!
Ife obuna onye na eme, obi ni igwe bia gozie ya
Obi ni igwe ka anyi ji ejee (ka anyi ji ejeje)
Chukwu okike ya ka anyi ji ana, ya ka anyi ji eje
Aho aho! Ehee! Ahaa! Aha! ahaa!
...Instruments...
Je je je je je je je!
When I remember the grace of almighty,
Nwanne obi na esimi ike oh brother
Ochu nwa okuku nwe ada, nwa okuku na ewori oso, ona ewori oso
Vibe O nwannem, okpu ozo ba anyi
Ehee! Ahaa!
Anyi ga agbaru anyi oso, Anyi ga agbaru anyi oso, onye ka aga agbaru oso, ka aga agbaru oso
Ajuju ya ka mu na aju eh!, ajuju ka mu na aujuju, Iye! Uwa jujuju
Iya! Hehehe! iye! uwa hehe! iye! ehe ahaaa! Iye! eeh!
Ayo! ayo! ehee!
Eje ana ka anyi na ayo Chukwu, yo Chukwu, yo Chukwu, yo Chukwu n’uwa, yo Chukwu iyee!
Anyi ga na eje na abata
Anyi ga na eje na abata, Amen, Amen,
“Anyi ga na eje na abata” Amen, Amen
Anyi ga na achu ego ma nwete ego Amen, Amen
Anyi ga na achu aku ma bute ike Amen, Amen (onye bute Ike)
Uwa yeyeye! iye! Uwa yeyeye! iye!
Ehe! Aha! Iyaaaha! Ehe! iye!
Yeyeye! iye! Yeyeye! iye! heey! Yeyeye iye! yeyeye iye!
...Instruments...