Loading...

Ije Nwoke
- Genre:Highlife
- Year of Release:2020
Lyrics
Ije Nwoke - Ayaka Ozubulu
...
...ije nwoke di na ogwu oo ije nwoke di na ogwu oo agwa ogbeye ihe eji buru ogaraya osi ka Ora ka ora ki imalu owupu ututu onye kpalu elisi elisi ooo igba ije nwoke di na ogwu ije nwoke di na ogwu onye furu onye nwere ego oyibo ya kwayeluya ugu nwannem Maka na odiro ofele chaa..onye amulu obulu nwoke oo ya gbanbo zu nwoke onye amulu obulu nwayi ya gbanbo zu nwayi ki malu akala chukwu nyelu egbe obuloya ko yelu ugo na aka ma ha nabo ne efe nelu oo mana akala di iche iche etuiru onye si di iche iche oo nwa o ebe omume di iche ni iche oo oyiye chukwu nyere okeke obuloya ka onyere okafor....ebe nnaya kuluya ekuo ubosi amulu dike na nba ka amulu ibeya mana dike na abuo afu ga akalili ibeya kaa na enu uwa oo ufodu bialu uwa we bido uwa ha fa na ebido ya na afufu mana ilo nyi nanka ne bido welibe nwangbede di nma na enuwa oo ufudi ka amulu ne eluwa oo ha were bido na itutu were lachawa aka oo were lute na ngbede neaya nu uwa agulu were bia o ije enu na ya melu nji kwo ije nwoke di na ogwu oo enu uwa bu orimiri onye daye ogwube oo onye malu egwu oputa oo onye amaghi egwu otuo!! anu nije enu oo ayaka ozubulu akwaba egwu.
egwu anyi oje nba eweghi ilo okwanu egwu anyi na etiri onwa onwa oo
onwa kokoko.. onwa na etiri igbo na ozubulu onwa di na igbo di na oyibo onwa tisi ike anyi akuoluya aka oo obodo muta ezigbo nwa na elu uwa obodo ewebe anuili ije nwoke di na ogwu oo agwa ogbeye ihe egi bulu ogaraya osi ka ora ka ora ki malu onwa opokopo tonny apkago elisi elisi ooo inulia igba igede ude ude....
onye bayi ndigbo ife anyi na ajuzi kedu onye bu onwa oyoko na obu chief tonny new igwe onwa na ozubulu nne mulu onwa oyoko nuriezi na obodo ozubulu na eziora banyi na obodo Anambra... na ya bu nna ya bu late chief slyvenus okafor bu ni igwe eze Nnabuenyi oo na ozubulu na obu ya mulu opkotokpo nwa tonny new igwe onwa di na igbo di na oyibo na mamaya bu lolo grace buni igwe iyiya nma nyayi omma ezi mama ayi na oya adilighi nma oo mama mama afo mulu omumu dalu iyiya nma nwanyi oma mamayi ni ga di oo afo mulu omumu dalu na obu hanabo gbakoro aka were muta odogwu tonny new igwe onwa di na igbo di na oyibo mana onwa gulu akwukwuo na community primary school na obodo ozubulu banyi omesiri gwo secondary na comprehensive secondary school na odobo ozubulu..
Similar Songs
More from Ayaka Ozubulu
Listen to Ayaka Ozubulu Ije Nwoke MP3 song. Ije Nwoke song from album Ije Nwoke is released in 2020. The duration of song is 00:06:18. The song is sung by Ayaka Ozubulu.
Related Tags: Ije Nwoke, Ije Nwoke song, Ije Nwoke MP3 song, Ije Nwoke MP3, download Ije Nwoke song, Ije Nwoke song, Ije Nwoke Ije Nwoke song, Ije Nwoke song by Ayaka Ozubulu, Ije Nwoke song download, download Ije Nwoke MP3 song
Comments (20)
New Comments(20)
Obinna Sylvester Ogodo
[email protected]
154809054
SakariyauSulaiman
