Kash Out ft. Jeriq Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2021
Lyrics
Kash Out ft. Jeriq - Tidinz
...
Written By: Richard D. Okonkwo (Tidinz); Ani C. Jeremiah (JeriQ)
Lyrics Integration: Dexter Eke
Ngiiiiiiiiiiiii
Aiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii
Insane music gang shii
Iyooo
Kash Out
Kash Out
Kash Out
Sapa Ain’t messing with me
Kam na gwa gi
Cash out sure this week
Kam na gwa gi
Mgbada ga echeste billing
Kam na gwa gi
Ada eme Ebele na Billiing
Kam na gwa gi
Adaghi Akwu na line achu Ego
Kam na gwa gi
Ife nwetelu ego bu Olu
Kam na gwa gi
Anyi na alu facie na Iru Olu
Kam na gwa gi
Okwa Onye butulu Ike ka ana Enye Onu
Kam na gwa gi
Owuite Adirokwanu Nma
Ego buna Nwoke Nuo Nma
Adaghi Akpokwa Oga naaa Express
Pickin wey no get Helper suppose get sense
Ishi Onye Ocha Amalokwa Mgbe E ji nwe Gbulu Ya
Ishi Onye ocha Adagokwa E fu guo ya
Picker Nwelu Ego Mu Gwoegwu Anyi Ebulu ya
Anyi buye Gi Nsogbu Nwa E ga Ebukwaya
E mana Men ga Akpofe MAINMAIN
Onye Bute Ike Men E tiaya AMEN
Okwa Anu nwelu Obi ka edu aga Nta
Nwa Enwelo Obi Eji achu Ego Koo way Men Na Awaa waaa
Sapa Ain’t messing with me
Kam na gwa gi
Cash out sure this week
Kam na gwa gi
Mgbada ga echeste billing
Kam na gwa gi
Ada eme Ebele na Billiing
Kam na gwa gi
Kam na gwa gi
Kam na gwa gi
Kam na gwa gi ooo
O buru na edighi ako maka ego adighi mu agwa gi
Ekelebe choro kwa m kpo afa adighi mu akpoya
Nleka na ayo mu ka ofu iru mu adighi mu afu ya
Ogbe is present Kam Na agwa gi
Anolom down i am bagged up Kam Na agwa gi
I go where the money tell me to go i have been hustling before 2go
Ifegadimma muwa nwe hope top striker Mna enye goal
No hate we only congratulate
I’m real and always play along I know the love is the fake
I am Forever eating my cake mbiagodu late haga emepe gate
Ejim faith a run my race obinigwe bu ihe n’enyem way
Puo puo puo n’uzo onye ujo ba na na uno
my price just went up egbuna oge kwuta the ugwo
Asa gi cho soft touch oweta phone putuom call
Msiya biaba Na yard Oma na mga aku ya hard core
Tap tap I cannot tap out
ngozi mu n’flow ka mmili tap
racks racks am stacking my racks
Jukwa Ndi camp fa enwelo my parts
Munagi mana Ogbe is present Kam Na agwa gi
Anolom down i am bagged up Kam Na agwa gi
Iyoooo
Sapa Ain’t messing with me
Kam na gwa gi
Cash out sure this week
Kam na gwa gi
Mgbada ga echeste billing
Kam na gwa gi
Ada eme Ebele na Billiing
Kam na gwa gi
Kam na gwa gi
Kam na gwa gi
Kam na gwa gi ooo
O buru na edighi ako maka ego adighi mu agwa gi
Ekelebe choro kwa m kpo afa adighi mu akpoya
Nleka na ayo mu ka ofu iru mu adighi mu afu ya
Kam na gwa gi
Ogbee
Iyooooo