RISE Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2021
Lyrics
RISE - Tidinz
...
Ngiii
Aiiiiiiiiiiiiii
Insane Music Gang shii
Obu na Ejelo Ego Nwanne Achigi Ochi
Ndi Orji
Ndia na Ele Orji
Orji
Orji
Ndia Orji
Still I Rise
Still I Rise
Trynna Bury me but Still I Rise
Trynna hold me down but still I Rise
They can never hold me down for I will Rise
My mama Told me
Kwechiri
Kwechiri
Kwechiri
Kwechiri
Kwechiri
Kwechiri
Na Ilu Olu
You better Kwechiri Nwanne na E puta Na Ilu Olu
Makana Ebele Adirokwa ya Men na Apia Igwe Na Ilu Olu
Men ga adogi vamvamvam na enwete gi Na Ilu Olu
Ndia Orji
Ndia na Ele Orji
Mulukwa Anya Nwanne Dont trust nobody Na Ilu Olu/
Makana Okwa onye maa Mmadu Nwanne bu ife na e gbu Mmadu
Your face show mana the street adighi Afu Ilu Mmadu
Ndia Orji
Ndia Orji Na Ele Orji
Men ga Elesi Orji
Bikwa Na Achisa gi Ochi
E Chena your guy
E malu Na Obulu your guy
Till Owuite Asa gi Nwanne E chokwa your guy
Nobody send you guy
Better wake up and get this money
Hustler hard Nobody care my guy
I must Make this money before I die my guy
Obu na Ejelo Ego Nwanne Achigi Ochi
Ndi Orji
Ndia na Ele Orji
Orji
Orji
Ndia Orji
Still I Rise
Still I Rise
Trynna Bury me but Still I Rise
Trynna hold me down but still I Rise
They can never hold me down for I will Rise
My mama Told me
Kwechiri
Na Ilu Olu
Men Di Wuu but mu wa Di WuuWaaa
Abumu A Soilder nwanne mana abulukwa mu Awuwaa
I’m Connected to the money Nwanne Ka mu abu Loader
Okwa soso Ego Mbute Nwanne Ka E Na Afu in my radar
You better Kwechiri Nwanne na E puta Na Ilu Olu
Makana Ebele Adirokwa ya Men na Apia Igwe Na Ilu Olu
Men ga adogi vamvamvam na enwete gi Na Ilu Olu
Ndia Orji
Ndia na Ele Orji
Mulukwa Anya Nwanne Dont trust nobody Na Ilu Olu
Makana Okwa onye maa Mmadu Nwanne bu ife na e gbu Mmadu
Your face show mana the street adighi Afu Ilu Mmadu
Ndia Orji
Ndia Orji Na Ele Orji
Obu na ijilo Ego Nwanne Achigi Ochi
Ndi Orji
Ndia na Ele Orji
Oji
Oji
Ndia Orji
My mama Told me
Kwechiri
Kwechiri
Kwechiri
Kwechiri
Kwechiri
Kwechiri
Na Ilu Olu