Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2018

Lyrics

Zanum Chineke - Sir Jude Nnam

...

oh chukwu nke igwe zanum moo nna m

bia onyenwem nwere oso za moo

ichebe ndi uwa na mmiri eri moo.


oh chukwu nke igwe zanum moo nna m bia onyenwem nwere oso za moo

ichebe ndi uwa na mmiri eri moo .


oh chukwu nke igwe zanum moo nna m bia onyenwem nwere oso za moo

ichebe ndi uwa na mmiri eri moo.


1. So gi nna bu chi kere mmadu

oh chukwu nna onye kere ihe niile

Doo nna zanum moo


chorus: oh chukwu nke igwe zanum moo nna m bia onyenwem nwere oso za moo

ichebe ndi uwa na mmiri eri moo. (2x)


2. oh chukwu Biko lee anyi Anya na obi

oh chukwu Biko Biko elela Anya na njo

igbakowa mmehie mmiri eri anyi.


chorus:oh chukwu nke igwe zanum moo nna m bia onyenwem nwere oso za moo

ichebe ndi uwa na mmiri eri moo. (2x)


3. njo niile ndi mgbara anyi oke

oh chukwu Biko Biko mkpochapu

kam mezie Ebere nke si na ime mmuo.


chorus: oh chukwu nke igwe zanum moo nna m bia onyenwem nwere oso za moo

ichebe ndi uwa na mmiri eri moo. (2x)


4. o gi nna bu alpha na omega

o chukwu nke igwe onye nwe ndu m

ekwela ndi uwa kpagbu mooo


chorus:oh chukwu nke igqwe zanum moo nna m bia onyenwem nwere oso za moo

ichebe ndi uwa na mmiri eri moo. (2x)


5. si na ime eligwe chuba ajo mmadu

si na ime eligwe chuba acho mmuo

ekwela ndi nwa mgbagbu moo


chorus:oh chukwu nke igwe zanum moo nna m bia onyenwem nwere oso za moo

ichebe ndi uwa na mmiri eri moo. (2x)


6. ichebe ndi uwa na mmiri eri moo

ichebe ndi uwa na mmiri eri moo

More Lyrics from Sir Jude Nnam Songs

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status