Obi Eze Chukwu Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2020
Lyrics
Obi Eze Chukwu - Sir Jude Nnam
...
Ebea bu ebe di egwu
nkea bu ulonso chukwu
onuuzo nke eligwe,ana akpo ya,obieze chukwu do nso(chorus)
Oh!! nna ji Ike Nile,anyi abiago ikpo isiala Nye go,meere anyi ebere,anyi biara n'obi gi chukwu..
Chorus
Anyi biara nihu gi chineke inye gi ekele kwesiri gi,gee nti nuru ekpere anyi,anyi biara n'obi gi chukwu
Chorus
Gee nti Nuru olu anyi,gee nti Nuru aririo anyi.denye aha anyi na akwukwo ndu,anyi biara n'obi gi chukwu
Chorus
Anyi ga efe gi uwatuwa biko chukwu Mee ka anyi binyere gi
ka ngozi gi rukwasi anyi chineke,
anyi biara nobi gi chukwu