Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2019

Lyrics

oge onyinye erugo, oge anti ji aturu chukwu mamma

wee Nara amara ya... wee Nara ngozi ya

obu Gini g'ebochiri m I kele Chineke Maka ngozi niile o Jiri noru be mo baa m okiri Kiri

Refrain........

mkpuru obim golibe na Chineke golibe

umu uwa kilibe afoma chukwu n'aru mo

o hicharam Anya mmiri mkpuruobim n'egoli na chukwu mo...... kilibe afoma chukwu n'aru mo

1. Nara nu onyinye mo Chineke gozie nu ya onye kere uwa gozie nu mo oweghi ihe m were ezi Chineke Kari onyinye Si n'obim oo Nara nu ya dika nke abel

Refrain .......

2.onyinye buru ibu (onyinye gbara agba) onyinye did ocha( onyinye obi di ocha)onyinye di nma(onyinye mara mma) bu onyinye n'aso chukwu onyinye buru ibu dikwa ocha do nma o bu ya Kam Jiri bia Nara nu ya ma gozie Chineke n'ka nwa odibo gi

Refrain......

3.i gozirim Chineke Nyem ndu nyekwa m akun'uba Anam agozi aha gi tuoro gi mma mma ngozi gi bars Uba Chineke amara gi juru Anya .... kilibe afoma chukwu o.....

golibe nu na chukwu o...

Refrain (×2)

More Lyrics from Sir Jude Nnam Songs

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status