Ezi Oyi Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2019
This song is not currently available in your region.
Lyrics
Ezi Oyi - PC Lapez
...
Nke onye n’eme na elu uwa, ya biko jisi ike nu
Nke onye na eme n’ elu uwa, ya biko kaba ahu
Maka na oji ofo ga ana
Ome nma na Mma eh…
Oji ofo ya anariri
Onye gbara mbo ga eri o
Nke onye na eme o
Ya kwuwa aka ya oto
Nke onye na eme o
Ya welie aka ya elu
Ndi mechanic akaria la
Ha ekweghi anyi malu ndi bu ndi ara
Ndi mechanic akaria la
Ha ekweghi anyi malu ndi bu ndi ara
Onye na eme njo eh… ya na njo so aga nu
Onye na eme nma o
Nma nma zuru ya aru
Onye na eme nma eh… nma nma zuru aru
Nma nma nma e na elu uwa
Ezi oyi ezi oyii adiro fecha na uwa
Ezi oyi ezi oyii adiro fecha n’uwa o
Ifu onye be ezi oyii
Nwanne jisie ya Ike o
Ifu onye bu ezi oyii nwanne solukwaya na azu o
Maka gini? Ezi oyii adiro fecha n’uwa o
Mmadu bu chi Ibe ya n’elu uwa o
Mmadu ka chi ji aza ekpere n’elu uwa
Mmadu ka Chukwu ji aza ekpere n’elu uwa o