Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2018

Lyrics

ma ejema ime ohia je ile onya m!

(chorus)

onye ugwu ahula m ebe a

ejije m ime ohia je ile onya m shiri!

(chorus)

onye ugwu ahu a la m ebea

ma ekwunu uka, ya eburu okuko nyama nu m olu Sha m nzuru ohi

mma m ekwula ozo, ya were okuko gba a nu nyama nu oh!

nwanne mu ebema nu weeh!

ariri erigbuo nu otu nwa

nwanne mu ebema kwanu chei

ariri eriela otu nwa.

ma ejema ime ohia je ile onya m!

(chorus)

onye ugwu ahula m ebe a

ejije m ime ohia je ile onya oh!

(chorus)

onye ugwu ahu a la m ebea

mma mu ekwula ekwu, ya eburu okuko nyama nu m olu Sha m nzuru ohi

mma m ekwuhala ozo, ya were okuko nyama nu m olu Sha m zuru ohi. nwanne mu ebema nu, ariri erigbuo nu otu nwa.

bomba mu etimanu oh! ariri erigbuo la nu otu nwa.

onye ugwu eh!, onye ugwu eh!

onye ugwu elenu he mmena gi iji egbu m okporo, ogbu onye ari he omena ya aka ga aki ya ogwu oh!

onye ugwu,onye ugwu lee, onye ugwu lee.

ashi nwa a: ihe nna mmanu mekwene ahu je eri umu hu n'elu uwa . onye ugwu ehh! onye ugwu ehh! onye ugwu hara ma mu oh!

ma ejema ime ohia je ishi onya oh!

(chorus)

onye ugwu ahula m ebe a

eje m ime ohia je ile onya mu oh!

(chorus)

onye ugwu ahu a la m ebea

mma m ekwula ekwu, ya eburu okuko nyama nu m olu Sha m nzuru ohi

ma ekwula hu, ya eburu nwa utari piama nu m ahu oh!. nwanne m mu ebema , ariri erigbuo nu otu nwa.

dansachi mu ebema nu oh! ariri eriela nu otu nwa.

enwe nneji ma ya etiela!

(ariri erigbuola nu otu nwa)

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status