Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2018

Lyrics

Onye egbula onye agbata obi ya - Oriental brothers international band

...

Dansatch voice

Ladies and gentlemen here on the stage with you is Oriental brothers intl led by ferdinand Dansatch Emeka Opara

With our latest release.. Onye Egbula onye agbata obi ya.

Warrior voice.. Onye Egbukwara onye agbata obi ya, agbata obi onye wu nwanne ya,

Ụgwọ akpọrọ dike ọ wụ na obodo amụrụ ya,

Utara si na ya nwere isi nwe ọdụ onye apari bịa ya buru lowe

Oji awụ ezuezue tuwi nwa n'olulu ọ naghị awụ ajaja

Egburuga isi ma apara n'ejighi ogu Ọ na-wu onye pa ike

Onye egbudenụ onye agbata obi ya oooo che

Sị gị onye egbunanụ onye agbata obi ya oooo ị ị neee

Onye egbuna onye agbata obi ya oooo che

Sị gị onye egbukwene onye agbata obi ya oooo ewee

Onye Egbukwara onye agbata obi ya oooo chee

Ọ wụ onye Egbula onye agbata obi ya oooo chee

Onye Egbula onye agbata obi ya oooo chee

Ọ wụ onye Egbula onye agbata obi ya oooo ewee

Shị onye Egbukwara onye agbata obi ya chee sị gị onye Egbukwara onye agbata obi ya chee

Onye Egbula onye agbata obi ya!!!

Ebe m gwaranụ nwanne egbula onye agbata obi ya eeee ya dịwara chukwu oooo

Agwakwara m gị agwa egbukwene onye agbata obi gị ooh aa o mere eme

Ogbu mmadụ ndụ na-agụ egbukwene onye agbata obi gị ooh ọ dị mara chukwu sị ya n'ele ụwa a

Innocent Oguamanam ọwụ onye agbata obi m ooh cheyi

Shemọọ wụkwanụ onye agbata obi ooh

Shemọọ wụkwanụ onye agbata obi m ooh nde mma eee bịa oooo

Onye yawara ọ dị mma wụkwanụ onye agbata obi ee a

Baba old skuul

Dede m nsọfọ wụkwanụ onye agbata obi m ooh a

Dee m nsọfọ ị wụkwa onye agbata obi m o bịa oo

A dede nsọfọ ọ kwa onye ọka ikpe

Eziokwu bụ ndụ

Ụwa dịkwara gị mma oo

Chief John Nzeakọ ọ wụkwa onye agbata obi e ee aw

Prof John Opara ya wụkwa onye agbata obi m ooh ya dị mara chukwu nna

Ụgwọ a kpọkwara a dike ọ wụkwanụ n'obodo a mụrụ ya oooo a

Ụgwọ akpọrọ dike ọ wụkwanụ n'obodo a mụrụ ya oooo eweyi

A Dan John Iroegbu wụkwanụ onye agbata obi m ooh

John Iroegbu I wụkwanụ onye agbata obi m ooh Ome zuru ọha

Dede m ejimọfọ ọ wụkwanụ onye agbata obi m ooh a

Ekele kelekwere dede m ejimọfọ ọ wụkwa onye ọka ikpe

Eziokwu bụkwa ndụ

Udo dịkwara gị o

Onye yawara ahụ dị mma wụkwa onye agbata obi m ee e

Ana merenụ m onye wụkwanụ onye agbata obi m eee

Ashị mma nwaanyị wụkwanụ onye agbata obi m lee

Onye yawara ahụ dị mma wụkwanụ onye agbata obi m, igwe bịa oo

Ọ wụ mmeje mmeje ọ wụ mmeje mmeje

I na Chụbaranụ nwanne gị chụba ya ime ọhịa kwanụnụ gị n'onye ebirikwenunu ọ wụ ihe anyị kwo sị egbukwenu onye agbata obi gị ooo

Ọ wụ mmeje mmeje ọ wụ mmeje mmeje

Ịchụga nwanne gị chụga nwanne gị ee

Ina chụganụ nwanne gị chụba ime ọhịa kwanụ gị n'onye ebiri ọ wụ ihe anyị kwokwere sị gị egbukwene onye agbata obi gị oo

Ọ wụ mmeje mmeje ọ wụ mmeje mmeje oooo

A John Iroegbu wụkwanụ onye agbata obi m ooh

Brother m nsọfọ wụkwanụ onye agbata obi m oo ndị ọkà ikpe

Alhaji nnaji wụkwanụ onye agbata obi m oo dede Leo Nnaji ịwụkwa onye agbata obi m oo a

Godwin Mgbemene wụkwanụ onye agbata obi m oooo cheyi

Ụwa dịkwara gị mma

Oliver bịadio wụkwanụ onye agbata obi m ee

Jude Akalinne wụkwanụ onye agbata obi m eee

Akason ịwụkwanụ onye agbata obi m ooh, Akason trading Nig. Company

Ekene kenele m Akason trading company Nig Ltd

No 104 jubilee road Aba head office

95 hospital road Aba, ọ wụ Ome zuru ọha

Ome pụrụ onye ọ raga ụwa dị kwara gị mma ooh

John Marife wụkwanụ onye agbata obi m eee ọ wụ John Marife ị wụkwanụ onye agbata obi m ooh a

Onye egbukwana onye agbata obi ya ọna dịbara chukwu nna

Mma nwa nwaanyi dị ya wụkwanụ onye agbata obi eee eweyi

DANSATCH VOICE .... Sam White enterprises

WARRIOR VOICE.... Ọ wụ onye agbata obi

DANSATCH VOICE.... Ndewo ezi ọgọ

WARRIOR VOICE.... Onye nke anyị kwa

DANSATCH VOICE..... Na nnewi

WARRIOR cont'd

Agwara gị agwa egbukwana onye agbata obi gị ooh

Ogbu mmadụ ndụ na-agụ egbukwana onye agbata obi gị eee

Onye yawara ahụ dị mma egbukwana onye agbata obi ya oooo

Ọ wụ mmeje mmeje ọ wụ mmeje mmeje

Ọ wụ mmeje mmeje kwa ọ wụ mmeje mmeje kwanụ ịna Chụbanụ nwanne gị Chụba ya ime ọhịa kwanụnụ

Gị na onye na ga ibi

Hieeeeeeee!!! Oriental brothers

Ebe o! ebe o! Ebe o! Ọ kwa nnụ ehughara ọzọ

O ji awụ sị nwaanyị maka di n'ụzọ ihe chere di ya ewere ya

Onye gbukwaranụ dibịa eji agwọrọ ya ọgwụ ndị na eme ya nsi anagwụla ha

Amadi ọha sị ya gbaga ụkpọrọ anamenekwene ya ma awụsa ọbara ozu oké ọkpa Ebelebe egbuo

Ụgwọ ọwụna kpọrọ dike wụ na obodo nna ya

Onye mebọrọ gị ọkwa ọwụ onye bịara nga gị

A nwaanyị Ọkpa nwa anakwaghininu achịhasi agbụ ozu nwa owughi mụ a Chineke ekwughị ya ekwe

Olee yi

Akwụna kawakwanụ nkà ọ dịghị ego ọ gbatara ọ sị na ya wụ owu mmiri

Ụnwụ ka yi napari a wụ fụ kwa abịa kwa n'elu ee

Ebe o!

Ekele kenele Nda m John Iroegbu

Ọ wụ ome zuru ọha

Ome pụrụ onye ọra ga

Olee onye emeziri nụ ọ sị na aga adị mma

Onye yawakwara ahụ dị mma

Ọ wụ egwu olugbolu n'udo

Oriental brothers intl go slow again Vol 9

Amadi ọha sị ya gbaga ụkpọrọ ana were ọbara oke ọkpa wakee ya ala efu ọ la

Ebe o! Ebe o! Ebe o! Oriental brothers njenu ooh

Ịchọ

Iyọyọyọ ije

Nke onye azọlo ya

Nke aka mmadụ ka ya afọ eju

Hehe ee Egede 1

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status