Nri Oga Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Major Smooth
Jịde your lekpa
Bunyem aju mbamba
Ụkwụ sara mbara
Anam erị nrị ndị
Chọbara m ụkwụ gbara mkpụrụ
Ụkwụ gbara mkpụrụ
Chọbara m ụkwụ gbara mkpụrụ
Ndị mgbi mgbi mgbi mgbi heavy duty
Ndị mgba mgba mgba mgba heavy duty
Ndị mgbi mgbi mgbi mgbi heavy duty
Nnukwu ụkwụ
Eburu eburu uru
Ụkwụ ka ana ebu
Ana ebu kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana afụ
Ana afụ kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana anyu
Ana anyu kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana ata
Ana ata kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana ebu
Ana ebu kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana afụ
Ana afụ kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana anyu
Ana anyu kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana ata
Ana ata kwanu ịrụ
Ị́fu ya ọdị ka nnukwu ùgwù
Like kilamanjaro true true
Skubidubi du du
No be no be voodoo
Nwanne enwelu ụkwụ
Nwé ụkwụ nwé ntị
Aah heavy duty
I no go do you hanky-panky
Come follow me chop my money
Jịde your lekpa
Bunyem aju mbamba
Ụkwụ sara mbara
Anam erị nrị ndị
Chọbara m ụkwụ gbara mkpụrụ
Ụkwụ gbara mkpụrụ
Chọbara m ụkwụ gbara mkpụrụ
Ndị mgbi mgbi mgbi mgbi heavy duty
Ndị mgba mgba mgba mgba heavy duty
Ndị mgbi mgbi mgbi mgbi heavy duty
Nnukwu ụkwụ
Eburu eburu uru
Ụkwụ ka ana ebu
Ana ebu kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana afụ
Ana afụ kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana anyu
Ana anyu kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana ata
Ana ata kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana ebu
Ana ebu kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana afụ
Ana afụ kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana anyu
Ana anyu kwanu ịrụ
Ụkwụ ka ana ata
Ana ata kwanu ịrụ
Ịve erike no be tele tele
Mana ọburọ ebu onye ga asa ya efere
Nwa choke dem bịkọ eme na ebere
Who no like orobo o rie foka si be
Aah windek
Nwa nwelu ụkwụ ké ịje
Ịna egbu m ka anụnụ ébé
Me don fall for your ikebe