![Ifedimma ft. Nakedman](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/09/07/53c680481d9046e2b3f6cac87e727a7b_464_464.jpg)
Ifedimma ft. Nakedman Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Major Smooth
Obodo clusade
Eastern Monopoly Music
As we dey chop dey throway
We dey thank God oshey
If no be say he dey
Enemies for give us gobe
Ka anyị kuba ngwori ọburọ anyị mebiri ụwa
Nsogbụ dị anyị wéé bịa na ụwa
Nwanne añụrị ka cha mma
Ka anyị kuba ngwori ọburọ anyị mebiri ụwa
Nsogbụ dị anyị wéé bịa na ụwa
Nwanne ańuri ka cha mma
Anyị ga na añụrị oñu
We go chop life like say no tomorrow
Ịfe dị mma
Anyị ga na añụrị oñu
Udo na achị
Anyị ga na añụrị oñu
Aka Chiukwu dị ya
Anyị ga na ekpoli ndụ
We go flex life like say no tomorrow
Ịfe dị mma
Anyị ga na ekpoli ndụ
Udo na achị
Anyị ga na ekpoli ndụ
Ọbago ọbago
Turuze uzeze turuze
Turuze uzeze turuze
York number one
Anyị ga amanye aka na apịtị
Nwanne anyị ágbá kilimiti
Oringo eburugom onwezi kwa ịfem na aghọta
Mụ na men nọkwa here na afuwa
Heeeey anyị na afuwa
Heh I'm feeling like mụ-nwa bu the Boss
Ịma kwa I'm feeling like mụ-nwa nọzi on top
If you dey vex Nwanne kpụrụ mụ gaba court
But I go chop ñuọ tombo dobé cup
Hey Asa mpete Nwa ké kosi
Ịtichagom now kam abụ Jey jeyce
I no send order for bottle of Hennessy
So far as ịga ekwe ka anyị mechalu obere film
Anyị ga na añụrị oñu
We go chop life like say no tomorrow
Ịfe dị mma
Anyị ga na añụrị oñu
Udo na achị
Anyị ga na añụrị oñu
Aka Chiukwu dị ya
Anyị ga na ekpoli ndụ
We go flex life like say no tomorrow
Ịfe dị mma
Anyị ga na ekpoli ndụ
Udo na achị
Anyị ga na ekpoli ndụ
Ọbago ọbago
Turuze uzeze turuze
Turuze uzeze turuze
Turuze uzeze turuze
Aiii
Everyday anyị nọ na ịme ahịa achu dọ ego
Anyị na amapu early mo mo we no know our neighbor
Doremi fasora miredo
It's time to flex life is precious than ọla edo