Odi Wo Mma (feat. Enyichukwu Offia) Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Sam sam sam sam sam sam sam
Chai egwu di ya.
Ana m aga,
anyi na aga,
onye obula na aga,
Ka anyi ga kele Jehova nkwa nile nke o kwere anyi o
Na ezie o diwo mma.
Hannah na aga,
Sarah na aga Jehoshaphat na aga
David na aga
Mary na aga
Umu Israel na aga
Moses na aga
Ka anyi ga kele Jehova
Nkwa nile nke o kwere anyi o
Na ezia o mewo anyi mma.
Odiwo mma, odiwo mma, odiwo mma odiwo mma
Nkwa nile nke okwere anyi o
Na ezia o mezuwo ya,
Odiwo mma, odiwo mma, odiwo mma odiwo mma
Nkwa nile nke okwere anyi o
Na ezia o mezuwo ya,
Lee ihe anyi ji aga o
Ji di ya,
ede di ya
Samuel no ya
ego di ya.
Ihe nile di ya
Ma orughi inye gi ekele
Obi di ocha ka anyi ji abia o
Na ezia, imewo anyi mma.
Lee ihe anyi ji aga o
Ji di ya,
ede di ya
Samuel no ya
ego di ya.
Ihe nile di ya
Ma orughi inye gi ekele
Obi di ocha ka anyi ji abia o
Na ezia, imewo anyi mma.
Odiwo mma, odiwo mma, odiwo mma odiwo mma
Nkwa nile nke okwere anyi o
Na ezia o mezuwo ya,
Odiwo mma, odiwo mma, odiwo mma odiwo mma
Nkwa nile nke okwere anyi o
Na ezia o mezuwo ya,
Ndi nna na aga,
Ndi Nne na aga,
Umu ha so aga,
Okorobia na ga
Agboghobia na aga,
Ka ha ga kele Jehova,
Obi di ocha ka anyi ji aga o
Na ezia, o mewo anyi mma.
Ndi nna na aga,
Ndi Nne na aga,
Umu ha so aga,
Okorobia na ga
Agboghobia na aga,
Ka ha ga kele Jehova,
Obi di ocha ka anyi ji aga o
Na ezia, o mewo anyi mma.
Odiwo mma, odiwo mma, odiwo mma odiwo mma
Nkwa nile nke okwere anyi o
Na ezia o mezuwo ya,
Ndi nna na aga,
Ndi Nne na aga,
Umu ha so aga,
Okorobia na ga
Agboghobia na aga,
Ka ha ga kele Jehova,
Obi di ocha ka anyi ji aga o
Na ezia, o mewo anyi mma.