Onye Njo (feat. Enyichukwu Offia) Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
mm nna lekwa mo
Eeeee mere m ebere.
mm nna lekwa m,
Eeeeee mere m ebere.
Abughi m onye njo
N’ihi nam mere njo e, emere m njo e
n’ihi nam bu onye njo.
Abughi m onye njo
N’ihi nam mere njo e, emere m njo e
n’ihi nam bu onye njo.
Ihe oma nke m na acho, ihe oma nke m na acho ime e,
Adighim eme ya o
kama nke m na achoghi ime.
O bu onye, o bu onye ga azoputa m,
O bu onye ga elem anya n’iru Jehova hichanu m anya Miri.
Zoputa, zoputa m na ako njo
Messiah zoputa,
zoputa m na ekworo lee.
Zoputa, zoputa m na ekweghi ekwe
Onye we'm zoputa,
zoputa m na nsi na aja lee ewo.
Abughi m onye njo
N’ihi nam mere njo e, emere m njo e
n’ihi nam bu onye njo.
Abughi m onye njo
N’ihi nam mere njo e, emere m njo e
n’ihi nam bu onye njo.
Ihe oma nke m na acho, ihe oma nke m na acho ime e,
Adighim eme ya o
kama nke m na achoghi ime.
O bu onye, o bu onye ga azoputa m,
O bu onye ga elem anya n’iru Jehova hichanu m anya Miri.
Zoputa, zoputa m na ako njo
Messiah zoputa,
zoputa m na ekworo lee.
Aka na asa njo,
Aka, aka na asa njo,
Akaaa, lekwa mo,
Akaa sacha moooo.
Aka aka na asa njo,
lekwa mo, zoba moo.
Aka na asa njo,
Aka, aka na asa njo, akaaa,
Lekwa m, Aka sacha moo.
Aka aka na asa njo,
lekwa m, zoba moo.
Jehova e meworo m ife dimuma aaa
Jehovah gbohoro mo oya leee
Jehova sacha womo na jo ooo
Aka Jesus ne me mma
Aka aka aka aka
Aka aka aka aka
Aka ne me mma le luwa
Aka aka aka Jesus
Lekwa mo
Sacha moo
Aka ne me mma
Aka, aka na asa njo,
akaaa, lekwa mo,
Aka sacha mooooo.
Aka aka na asa njo,
Lekwa mo
Zoba moo.
Aka, aka na asa njo, akaaa, lekwa mo,
Aka sacha mooooo.
Aka aka na asa njo,
Lekwa mo
Zoba moo.