Obi Eze Chukwu
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2020
Lyrics
Obi Eze Chukwu - Sir Jude Nnam
...
Ebea bu ebe di egwu
nkea bu ulonso chukwu
onuuzo nke eligwe,ana akpo ya,obieze chukwu do nso(chorus)
Oh!! nna ji Ike Nile,anyi abiago ikpo isiala Nye go,meere anyi ebere,anyi biara n'obi gi chukwu..
Chorus
Anyi biara nihu gi chineke inye gi ekele kwesiri gi,gee nti nuru ekpere anyi,anyi biara n'obi gi chukwu
Chorus
Gee nti Nuru olu anyi,gee nti Nuru aririo anyi.denye aha anyi na akwukwo ndu,anyi biara n'obi gi chukwu
Chorus
Anyi ga efe gi uwatuwa biko chukwu Mee ka anyi binyere gi
see lyrics >>Similar Songs
More from Sir Jude Nnam
Listen to Sir Jude Nnam Obi Eze Chukwu MP3 song. Obi Eze Chukwu song from album Love Is The Only Way is released in 2020. The duration of song is 00:06:20. The song is sung by Sir Jude Nnam.
Related Tags: Obi Eze Chukwu, Obi Eze Chukwu song, Obi Eze Chukwu MP3 song, Obi Eze Chukwu MP3, download Obi Eze Chukwu song, Obi Eze Chukwu song, Love Is The Only Way Obi Eze Chukwu song, Obi Eze Chukwu song by Sir Jude Nnam, Obi Eze Chukwu song download, download Obi Eze Chukwu MP3 song
Comments (23)
New Comments(23)
Trust smile
Trust smile
ukwe n'tom uto
Justine bnn3
Powerful
Mary Chidimma g4qd2
highly spiritual song
Mr.Ráèlïs
Wonderful song
Vakkai c
This is uplifting
Igoh janet dpht6
thank you sir , can't stop listening to the song
Precious Ugorjil8sxm
Thank you sir
Buchidc2qq
what a spiritual melody.. Thank you Sir
Chinaza Faustina Ezeagha
what a song !! I'm in heaven already !!
145372795
chai.....i don reach heaven already
dike frankjacob
that's awesome,u have sang so many songs sir,u are highly recommend
ukwe n'tom uto