Chukwu Dum Eje
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:1975
Lyrics
Chukwu Dum Eje - Chief Stephen Osita Osadebe
...
Ana epu ala epu oooo....Ana epu ala epu oooo,ana epubu ebu,ana- ebu uwa ebuoooo.People's club nke naijiria nke anyi na-ekwu maka ya,Umuribekwu nu,ana - ebu ukwu ebunu
Asi na - anyukoba mammiri Onu Igbo ufufu,Ofu obi ka umuri ja akpa,Ofu Onu okwu ka fa ji aganu,Umuri di uso.Anyi ekelebe ndi Umuri ji kwurunu;anyi akpokue Ezendu,tabansi udene,Nrijimofor nje ibuaaa,onyeoma chiba anyi na anyi nyere ya ofo nu,I ga-achi anyi rue na nka,Anyi akpokube Canon Ikejiagwua,Onu na-akpokuru anyi Chukwu,Onye kwuba na nri kwugi na azunuu,nekenenu D.c Nwosu,Able chairman anyi,managing director;Njikoka transport limited, Naijiria .Chief M.O Mbolu;president general anyinu,Nri progress union Naijiria Obiekunie,Ochomma Obodo ya,anyi ekenebezie aka na-edere anyi akwukwo nu; Secretary general anyinu;Felix Amandianeze Okoye,Oyeoma gaba na Umunri kwu GI na azu nu,anyi jighi agala,E.c Mmuoneze Orimmiri atunu...Onyeoma na I di anyi uso..Umunri di uso.ana-ebu ana ebuoooo....ana-ebu ana ebu....Umunri fa di uso(*2)Ofu Onu ka fa ji aga ooo,Ofu obi ka fa ji biri...Umunri unu di uso....Umunri unu di mmaaaaa.Akazuru Ugo...ube akanagi....original central....onye na ayi na osili gbara akwukwo nu uba nke Chukwu ...ana-eri aku...I bu udezue....onye ocha nna ya di oji nu, nekenenu Prince...R.c Tabansi; Orimmiri Nwa welite aku,chidi egolumu...onwa na-etiri ora,A si na onwa puta ihe afu ya nu.Innocent Ikeagwu,nezienu nwa welu Ugo,Kaodir Tabansi....aguiyi,Chief Dominic Ifezue;Onu na-ekwuru ora nu,Onyeoma kwube umunze soghi na azu nu,onyeoma na I di anyi uso nu...Umunri na unu di usooooo....Umunri na unu erika,akunwafor Francis Tabansi....Chief Obiora,Ezealiugwu,Ozoma,anyi ekenebe Clement Oranu,eze amalu na Oga -echinu... nekenenu Ndubuisi agulu, Gabriel Onuora...Okaka na Nrinu,Fred Okeke,anyi akpokue nwanne ya, Christian Onuora nu,mma na-egbu ego...aku lue uno nu,Basil enyijura....Onyeoma na I bu orimmmanu, nekenenu Cornelius Obere,ezeamalu, Christopher Nwokoye,ura kwesilinu,Umunri na unu di uso, Umunri na unu di mma...ana-ebu ana-ebuooo (*2)Umunri na unu di uso....Umunri na unu di ukpo, Umunri na unu di mma
Similar Songs
More from Chief Stephen Osita Osadebe
Listen to Chief Stephen Osita Osadebe Chukwu Dum Eje MP3 song. Chukwu Dum Eje song from album Onu Kwube (Osadebe 75) is released in 1975. The duration of song is 00:10:58. The song is sung by Chief Stephen Osita Osadebe.
Related Tags: Chukwu Dum Eje, Chukwu Dum Eje song, Chukwu Dum Eje MP3 song, Chukwu Dum Eje MP3, download Chukwu Dum Eje song, Chukwu Dum Eje song, Onu Kwube (Osadebe 75) Chukwu Dum Eje song, Chukwu Dum Eje song by Chief Stephen Osita Osadebe, Chukwu Dum Eje song download, download Chukwu Dum Eje MP3 song
Comments (6)
New Comments(6)
Emyfelix
Chibuisi Chibyke
lovely song
Kindnesse4w90
Lovely song
Harmony Josiah
cool
Harmony Josiah
perfection
Chikelu Chukwuemeka
so great
God bless you though you've gone but your vibes lays with us