- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2022
Lyrics
Verse
Nne ya sili Na ona ese zi ciga, ona enye ya advice but omaro, Na uzu agbunwa Na ejezi omina, mama ebulu egbere jebe winners maka ndi imi Na asi zi Na the boy buzi a winner. Uzuagbunwa ochoro ima ife Ina ako, ihe oma bu Na the money bu ife Ana acho
Chorus
Ife Ina akuo nwanne, ife ina akuo x2. Ikuo cha igbuo nwa nne, ife Ina akuo. Uzuagbunwa ochoro ima ife Ina akuo, ife oma bu Na the money bu ife Ana acho, omaro ogwu chineke oga asigi ke ife Ina ako (×2)
Verse 2
Onye ugba ya kulu, amalu ife ona alu, is a coded nigga, uzu agbu nwa, gbo ya na otutu, ije abani, maka ndi imi Na enyo. Ha na asi show me their friends, I will tell you whom them be, oso bute the money ha eke ya no be here.
Repeat chorus
End
Similar Songs
More from Tpay ....
Listen to Tpay .... Uzu MP3 song. Uzu song from album Sample is released in 2022. The duration of song is 00:02:54. The song is sung by Tpay .....
Related Tags: Uzu, Uzu song, Uzu MP3 song, Uzu MP3, download Uzu song, Uzu song, Sample Uzu song, Uzu song by Tpay ...., Uzu song download, download Uzu MP3 song