Nkume ft. Onye-Inyeaka & Amb. Sis. Chinyere Udoma Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Nkume ft. Ngborogwu Sound & Amb. Sis Chinyere Udoma - Chris ND
...
kedu ifa na akozi Kita ah ah ah ah
kedu ifa na ekuzi Kita ah ah ah ah
nkume ndi uwa Juru aburuzi isi nkume
ji ulo onye nchem non so imana odighi arahura ah ah ah
when life ibeta, jaa ya nma
when life ihard oh, naa ya nma
oluwa no de fail oh, Hallelujah hallelujah hallelujah
when money enter ooh, jaa ya nma
when owu na asa gi, jaa ya nma
oluwa no de fail oh, Hallelujah hallelujah hallelujah
Ekele Kele Jesus onyeoma
onye mere m ogaranya osim gaba n'iru
odighi Ife onyeiro ye eme
ekele Kele Jesus onyeoma onye mere m ogaranya Nara ekele moo papa oh oh oh.
onwere Ife omere gi onwere Ife ina acho oh, come and praise and carry,
come and praise and carry go
onwere Ife omere gi, onwere Ife ina acho oh, come and praise and carry, come and praise and carry go
watin prayers no fit do ooh for me
your praises don do am ooh for me
watin my money no fit buy ooh for me,
your praises buy and give me ooh for free
ekele Kele Jesus onyeoma onye mere m ogaranya osim gaba n'iru onwe yi Ife onyeiro ge eme ekele Kele Jesus oh onye mere m ogaranya Nara ekele moo papa ooh
okwa ngi bu nkume a Juru aju eeh
mechara buru isi nkuku ji ulo eeh
ihu go na-ihe chukwu kuru emego
ona egosi na aka chukwu Jim na ahu eh
Osisi elere anya odida mekawara kwechirikwa na ami mpuru ifugo
okwa uzo obula ikwuru aka omehe
ona egosi na aka chukwu dim na ahu
inwe gi mmadu jaa ya nma
inwe gi ego eeh, jaa ya nma
na onodu obula, hallelujah hallelujah hallelujah
if you no geti money ooh, jaa ya nma
you get money ooh, jaa ya nma
praise the lord, hallelujah hallelujah hallelujah
obu odogwu akataka, jaa ya nma
isiyi nke ndu, jaa ya nma
odogwu nji eje ogwu, hallelujah hallelujah hallelujah,
jaa ya nma,
jaa ya nma oh
jaa ya nma
jaa ya nma oh
hallelujah hallelujah hallelujah, ekele Kele Jesus onyeoma onye mere m ogaranya osim gaba n'iru onwe yi Ife onyeiro ge eme ekele Kele Jesus onyeoma onye mere m ogaranya Nara ekele moo papa, ekele Kele Jesus onyeoma onye mere m ogaranya osim gaba n'iru onwe yi Ife onyeiro ge eme ekele Kele Jesus onyeoma onye mere m ogaranya Nara ekele moo papa eeh eeh ooh
write by David