Loading...

Download
  • Genre:Afrobeats
  • Year of Release:2023

This song is not currently available in your region.

Lyrics

Ojadili ft. MC Yom - Kolaboy

...

Aje

Oyooooo (It's Barmy on the beat)

Odia

Suprijenne

Suprijenne

Kola Boy

Inuru ojam o, ọjam bu ọja mmụọ (ije, ije) Inuru onum n'ube mmuonwu kam n' ebe n'ụwa o (seh)

Igbo amaruwo n'isi kwere ugo ga eti ugo oh (otua ka odi)

Obodo amalugo n'onye solu mpi ga aracha oroma

Onye chi mere eze n'ụwa n'eze ka oga abu n'ụwa (otua)

Ma gi echezona n'enwere oja ka ọja Seh,


ojadili nwoke ike (ọja)

Ọja nwoke n'asha mmanụ (ọja)

Ọja nwoke menwulu ife (ọja)

Ọjadili nwa mmanụ (ọja)

Ọjadili nwoke ike (oja)

Ọja nwoke bu nwa Nkanu (oja)

Ọja nwoke jini ego igwe (oja)

Ọjadili bu nwa mmanụ, nwa mmanụ


Ọjadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjadili jere ọgụ n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjadili jere ọgụ n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjam oh ojam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Seh, Odia See, n'azụ oche ka nwa nobu Kita chukwu ewelugo ọnọdụ

Ego dizi ka nsi obogu

Gone are days mgbe okolu (seh)


See!! Ana-egbu achala o n'eto

Chi ga eji mana emecha oga efo

Kita ụbịam fu nwoke o n'ezo

Afia ọbụna mkposara ha n'ego

So adaugo recha ba

Nwoke ji chaa so nwa puta ba (imakwa) Ndi osi imi m ga egonye ha utaba (otua) Nwoke bu baller kpoziem Utaka (as in attacker)seh

Fupurum ọja


Ọjam nwere ibobo,

ọjam nwere awele (imakwa imakwa)

Obodo amalugo n'onye chi mere eze ga abu eze

Adiro esi ife nwere ibobo ngo n'ụwa oh Ọjam o (suprijenne)

Ọjam o (suprijenne)

Ọjam o (para ba)

Ọjam o (para ba)

Ọjam o


Ọjadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjadili jere ọgụ n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjadili jere ọgụ n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjam oh ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)


Odia, seh See negodu convoy (convoy) Nwoke buzinu moi moi (moi moi)

Ụmụ nnụnụ they wan chop (wan chop) Aga egotenu koi koi

Ha na-enyezim aka ise

Otego mbido maba iche (hei)

Kita mmaputa nyem oche (eh)

Ndi ụmụnna na ajam ike (seh)


Ha n'etuzim ọja nwoke nwere levels

Oga aboki nwere kettles

M order all the bills settled Ichokwa igotekwuo bottles


Ọjadili nwoke ike (ọja)

Ọja nwoke n' asha mmanụ (ọja)

Ọja nwoke menwulu ife (ọja)

Ọjadili nwa mmanụ (ọja)

Ọjadili nwoke ike (ọja)

Ọja nwoke bu nwa nkanu (ọja)

Ọja nwoke jini ego igwe (ọja)

Ọjadili bu nwa mmanụ nwa mmanụ


Ọjadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjadili jere ogu n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjadili jere ogu n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjam oh ojam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro bro boro)

Ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọja erika (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjam eh, ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro)

Ọjam eh, ọjam oh


Seh, onwe men bu ọja

men nwere levels Odera (Odera nọ n'ụlọ) nwoke nwere levels

Mallam figo nwere kettles

Zebra, door gi nwere levels

Anold (eh imakwa) associates landlord (eh)

Sir Peter Mba Pinnacles (daddy)

Dubby ji ego eme miracles (eh Cubana) Celebrity barrister (onye ọma)

Ego nwoke n'ada na chorister

Sir Valentine ozoigbo ofu nwa aguata ji eme onu

E ekenem ntu n'ukana C.E.O Spotter construction companies

E kee maka onyeoma Famzy (Famzy!), ezigbote nwa ugbawka (imakwa)

E Passy exchange

Ehh kee maka Igwe autos number 1 car dealer n'ime ogbe (otua)

Ekene kenelum casports e ezigbo alobam Eh ekenem onyeocha cdp C.E.O Automobiles

kensparks Ide na asia Yaski don dada Ekenem Ijele, ijele one na africa

E kenelum Master, master onye igba

E kee maka Davis nation kakawu number 1 na Germany

ehh

imakwa

Kola Boy

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status