Loading...

Download
  • Genre:Afrobeat
  • Year of Release:2022

Lyrics

Jesus Bu Odeshi - Thompson Oranu

...

chineke nke usunigweeee

nke ndi agha

nwanne otu onye (×2)

aga m efe gi onye nwe m

nani gi bu eze

nke m ji na agaaa!(×2)

ejina njo anyi mere

na mgbe okorobia anyi

were nete anyi onye nwe anyi

biko ejina njo anyi mere oo

na mgbe agbohobia anyi were nete anyi onye nwe annnyi!!

nabata anyi oo na alaeze gi nna

nabata anyi ooo ×2

gini ka mmadu bu?

k oji anya isi ihe o ga eme n'uwa? ×2

akunuba nile n'elu uwa

ha nile ga agabiga

ihe uto n' ihe ukwu nke uwa

ha niile ga agabiga

gbaa osondu gi ugbua

oge fodulu gi ooh nwanne m oo

gba osondu gi ugbua oge fodulu gi enyi m

emikpuwom onwem na obala Jesus

obala Jesus n'echem nche

eebem nwere eze Jesus

odighi ihe m na atu ujo

o bu ya bu odeshi m gworo

obala Jesus bu odeshi m gworo

( o bu ya bu back to sender m oo)

( o bu ya bu back to sender m oo )

eze Jesus bu odeshi m gworo

( o bu ya bu back to sender m oo) ×2

chineke nke usunigwee nke ndi agha

nwanne otu onye

chineke nke usunile nke ndi agha

nwanne otu onye

aga m efe gi onye nwe m

nani gi bu ezi chi ooo

nke m ji n'agaaa×2

ejina njo anyi mere

na mgbe okorobia anyi

were nete anyi onye nwe m

biko

ejina njo anyi mere

na mgbe agbohobia anyi

were nete anyi onye nwe anyi

nabata anyi oo

na alaeze gi nna ooo

nabata anyi oo

nabata anyi oo na alaeze gi nna

nabata anyi oo

gini ka mmadu bu

nke oji anya isi

n ihe Oga eme n uwa

akunuba niile

n elu uwa

ha niile ga agabiga

ihe uto n ihe ukwu nke uwa

ha niile ga agabiga

gbaa osondu gi ugbua oge fodulu gi nwanne m oo

GBA osondu gi ugbua oge fodulu gi enyi m

emikpu wo m

n obala Jesus

obala Jesus neche m ncheee

ebe m nwere eze

odighi ihe m na atu ujo

o bu ya bu odeshi m gworo

obala Jesus bu odeshi m gworo

( o bu ya bu back to sender m oo)×2

outro

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status