So gi Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
So gi - Henry Sopulu
...
Sọ gị bụ onye nwere
Chineke nna lekwa m
Chukwu m ekwekwala ka ụwa merie m
Sọ gị bụ onye nwere
Chineke nna lekwa nwa gị
Chukwu m ekwekwala ka ụwa merie m
Sọ gị bụ onye nwere...