Loading...

Download
  • Genre:Holiday
  • Year of Release:2018

Lyrics

Chineke Nke Eluigwe - Paul Nwokocha

...

Chineke nke eluigwe

Ezi nna m iga di

Umu gi si gi gawa n,iru

Ogaranya nke mu ji eme onu

(Chorus )

Chineke nke eluigwe

Ezi nna m iga di

Umu gi si gi gawa n,iru

Ogaranya nke mu ji eme onu

Okaka bi n’igwe

(Repeat chorus )

Agawo m akuku n‘ile di n’uwa

Onweghi onye yiri gi

Onweghi onye yiri gi na ima atu

Oche eze gi na adi kwa ruo mgbe ebighebi

Amara gi bara uba ooo

Obara uba na ebe umu gi noo

Iga di eze m

Iga adigide eze m

Okaka nke bi n’igwe

Ezi nna m iga adi

Umu gi si gi gawa n’iru

Ogaranya nke mu ji eme onu

(Repeat chorus )

Chiri gaba,chiri gaba

(Repeat chorus )

Eluigwe ooo

Eluigwe na iga di eeh eze

Ogaranya nke mu ji eme onu

M ga akosara ya onye oo

Olu ebube nke chi luru m na uwa

M ga agwa nu ya onye

Amara ya bara uba na ebe m no

Omenworo m ihe mke di mu na obi

Respond -(Ome wo m obu sari sari)

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status