Loading...

Download
  • Genre:Hip Hop & Rap
  • Year of Release:2022

Lyrics

Chukwuebuka - Jeriq

...

(jay swag is the new problem)


.....


ife melu mu gi agba ogwu bu kwa I cannot afford to be sober.

gbado ahia gbado ahia n'ime ghetto maka obi men lewa e'lewa

ife anyi na me maka a lack of ego on a daily bu kwa chizoba

ka onye na aru n'ime bank I pay attention to only money matter.

Chukwuebuka, kwechili never say never

akpa'm na-ede bu the bigger bag

currency chasing on a regular

n'ime my ghetto Chukwuebuka

kwesiri n'iru oru ka ndi ngbuka

Oluwa mabuza mabuza

ego e nyere otedola ga fit Kwame


Running from the po po n'ime C400...

never die poor from the eleventh commandments...

akanchawa jumbo size to all Iyoo cartel...

doing nothing about being broke is an offense...


e tobe onu with asa gi anyi-analu gi asa gi tido,

afum asa alobam ebe o kwu na . okpur'uzo n'abani ka obu zi onye po po,

ana ga e ba 50 kpa ka onye ????

she tell me I love you amakwam na ona service si mu with nge anowo

kiri obere I'm not kiriwe you..

u feeling me but I'm not feeling you...

before you Kill me I'm not Killin u...

a'biam for the muller a'bi lom for you...

nwa bu onwe ka na ewete ba onu,

ima na mu wa abulo kwa onye mkpotu.

imelu ife ndi mgbu biam mu na akuku

mgwa gi na isi elugo ipia bottle.


chorus.


ife melu mu gi agba ogwu bu kwa I cannot afford to be sober.

gbado ahia gbado ahia n'ime ghetto maka obi men lewa e'lewa,

ife anyi na me maka a lack of ego on a daily bu kwa chizoba,

ka onye na aru n'ime bank I pay attention to only money matter.

Chukwuebuka

kwechili never say never.

akpa'm na-ede bu the bigger bag.

currency chasing on a regular,

n'ime my ghetto Chukwuebuka

kwesiri n'iru oru ka ndi ngbuka

oluwa mabuza mabuza,

ego e nyere otedola ga fit Kwame.

1,2,3,4 kuwu'wu-ite till onwu o'ji,

capital... letter F asa gi till onyuo..


e ga tiye ose na ofe nsala till otuwa ezigbo uto,

e ga chukwa ezigbo oru, ka di oru kwukwa ezigbo ugwo.

omo.. umu yoruba gwalumu na owo ni ko ko

chupa gwo the owo ka chacharito

asili si na afulo ka n'mu n eme ka afa a

bulo chuba kwa mgbada togo.

70 is over 90 okporo...

bombing na the koko...

to avoid afufu tomorrow... to avoid akuko awala awa tomato...

blessed ka iwe na ta nsi

ita afufu na di mu ka ita nsi

ekelebe na jum ife m'na-eme n'ime ofia msi kwa ejekwem I nyo nsi

odikwa ego bu everything, maka ife obula di na uwa nwelu fee

na Emeka ofo e tinye aka n'akpa e'fulo phone n gi malu na ewego P


chorus.

ife melu mu gi agba ogwu bu kwa I cannot afford to be sober.

gbado ahia gbado ahia n'ime ghetto maka obi men lewa e'lewa

ife anyi na me maka a lack of ego on a daily bukwa chizoba

ka onye na aru n'ime bank I pay attention to only money matter.

Chukwuebuka, kwechili never say never

akpa'm na-ede bu the bigger bag

currency chasing on a regular

n'ime my ghetto Chukwuebuka

Kwesiri n'iru oru ka ndi ngbuka

Oluwa mabuza mabuza

ego e nyere otedola ga fit Kwame

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status