Ndum (My Life) ft. MR M & REVELATION Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
This song is not currently available in your region.
Lyrics
Ndum (My Life) - NATHANIEL BASSEY
...
NDUM BU NKE CHINEKE
Ndum bu nke Chineke
(My life belongs to God)
Ihe nile nkem nwere
(Everything that I have)
Jesus nani gi ri nw'otuto
(Jesus only you deserve the praise)
Ekwensu enwegi ike n'ebemno
(The devil does not have power over me)
Abum nwa nke Chukwu
(I am a Child of God)
Jesus nani gi ri nw'otuto
(Jesus only you deserve the praise)
Ndum bu nke Chineke
(My life belongs to God)
Ihe nile nkem nwere
(Everything that I have)
Jesus nani gi ri nw'otuto
(Jesus only you deserve the praise)
Ekwensu enwegi ike n'ebemno
(The devil does not have power over me)
Abum nwa nke Chukwu
(I am a Child of God)
Jesus nani gi ri nw'otuto
(Jesus only you deserve the praise)
Ndum bu nke Chineke
(My life belongs to God)
Ihe nile nkem nwere
(Everything that I have)
Jesus nani gi ri nw'otuto
(Jesus only you deserve the praise)
Ekwensu enwegi ike n'ebemno
(The devil does not have power over me)
Abum nwa nke Chukwu
(I am a Child of God)
Jesus nani gi ri nw'otuto
(Jesus only you deserve the praise)
Onyinyeakam, Chinwendum
(The One who helps me, the God who owns my life)
Onye nwem, Eze
(The One that owns me, King)
Jesus bu isi ike ndum o
(The Strength of my life)