Men Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2022
Lyrics
Men - Wiffer
...
Meenu bu meen
Imkwa ndi bu meen bu meen
Meenu bu meen
Ina aga with meenu bu meen oo
Ndi bucha kpokom meenu eji aga
Ndi bucha kpokom meenu eji aga
Ndi bucha kpokom kpokom kpokom.
Verse1 Adimma ekwu Okwu much i never talk nonsense anyasi till sunset
Nwanne agwazinam okwu obuna ijiokwa update,inawota the mindset
See enwerem sure aza man akujana akuja and abum civilian mana online mbu a soldier...
Obuna ichekwa no asi ngwa juo larrygaga maobu jorizaza Nwannem zubby
Verse2
Ego na anyi alu ya
Anya abanigi bu sure cash out
Any bad belle oluwaga ashia get out
ichekie ifuna meen dikwa secured..anyana anukwanu nti
Idiroafu the convoy
Onyeobuna ma cubana bu son of the soil..
And imana nwoke adiho alahu ulaoo
Every midnight meen mugodi anya