Loading...

Download
  • Genre:Gospel
  • Year of Release:2022

Lyrics

Gozie Nna Nara Anyi - Benjamin Ukoh

...

Aja missa di aso bu ihe Chukwu ji nye anyi ndu

Oh

Chineke nwe mmadu eh anyi abia

Nna

K'I gozie anyi nar'onyiny'anyi ji bia

Aja missa di aso bu ihe Chukwu ji nye anyi ndu

Oh

Chineke nwe mmadu eh anyi abia

Nna

K'I gozie anyi nar'onyiny'anyi ji bia

K'anyi jebe nu kene Nna k'anyi jebe nu tuo mma mma

I bu Chi anyi Nna ihe'anyi nwe bu nke Gi

Aja missa di aso bu ihe Chukwu ji nye anyi ndu

Oh

Chineke nwe mmadu eh anyi abia

Nna

K'I gozie anyi nar'onyiny'anyi ji bia

Aja missa di aso bu ihe Chukwu ji nye anyi ndu

Oh

Chineke nwe mmadu eh anyi abia

Nna

K'I gozie anyi nar'onyiny'anyi ji bia

Sooso Gi k'anyi ma

Sooso Gi k'anyi ma

Chineke nar'aja onwe anyi

Aja missa di aso bu ihe Chukwu ji nye anyi ndu

Oh

Chineke nwe mmadu eh anyi abia

Nna

K'I gozie anyi nar'onyiny'anyi ji bia

Aja missa di aso bu ihe Chukwu ji nye anyi ndu

Oh

Chineke nwe mmadu eh anyi abia

Nna

K'I gozie anyi nar'onyiny'anyi ji bia

Onyinye

Onyinye Chineke

Onyinye

Ihe nile anyi nwere

Onyinye

K'anyi n'a-chunyere Gi

Oh nara

Nara nu oh

Oh Nna nara

Wer'anyi k'anyi ra

Oh nara

Nar'anyi k'anyi di

Biko

Gozie Nna nar'anyi

Onyinye

Onyinye Chineke

Onyinye

Ihe nile anyi nwere

Onyinye

K'anyi n'a-chunyere Gi

Oh nara

Nara nu oh

Oh Nna nara

Anyi ar'anye Gi n'aka

Oh nara

Onodu nile

Biko

Gozie Nna nar'anyi

Wer'anyi k'anyi ra

Oh nara

Nar'anyi k'anyi di

Biko

Gozie Nna nar'anyi

Gozie Nna nar'anyi

Biko

Gozie Nna nar'anyi

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status