Were Kwushin ft. Cobhams Asuquo Lyrics
- Genre:Highlife
- Year of Release:2021
Lyrics
Were Kwushin ft. Cobhmas Asuquo - The Cavemen
...
*****
Cobham Verse 1
And men. And men who wishes to be God
Wants to solve all the problems of the world
Here today, to come tomorrow
Wants to know, can we choose our faith?
Can we choose our faith?
Oooooh
Can we choose our faith?
Can we choose our faith?
Oooooh
Cavemen Chorus
Chọrọ m chọrọ, akaraka egwu
Enyi m ọ, ọ bụghị soso gị
Chọrọ m chọrọ akaraka egwu
Enyi m ọ, enyi m oooo
Were kwụshin x 5
Verse 2
Eme elu me ala x 2
Ihe edewo, edewo ya
Aga amacha? x 2
Odighi onye nwere ike ịma
Chorus
Chọrọ m chọrọ, akaraka egwu
Enyi m ọ, ọ bụghị soso gị
Chọrọ m chọrọ akaraka egwu
Enyi m ọ, enyi m oooo
Were kwụshin x 5
Outro
Heeee
Biko were kwushin
Were Kwushin....