Biri ft. Made Kuti Lyrics
- Genre:Highlife
- Year of Release:2021
Lyrics
Biri ft. Made Kuti - The Cavemen
...
Onye emerukwala onwe ya o
Onye emerukwala onwe ya o
I nwere uche, ị ga ekwere nwanne gi o
Biri ka m biri
I nwere uche, ị ga ekwere nwanne gi o
Biri ka m biri
Onye emerukwala arụ ya o
Onye emerukwala onwe ya o
Ị nwere uche ị ga ekwere nwanne gị o
Biri ka m biri
I nwere uche, ị ga ekwere nwanne gi o
Biri ka m biri
I nwere uche, ị ga ekwere mama gị o
Biri ka m biri
I nwere uche, ị ga ekwere brother gị o sister gị o
Biri ka m biri