Nso Medley Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2021
Lyrics
Nso Medley - Evangel Voices
...
NSO MEDLEY (OSIMIRIATATA, NSO, OKAKA)
OSIMIRI ATATA
Osimiri atata Osimiri atata
Osimiri atata Osimiri atata
Whenever I call you You're always there
As my source Osimiri atata
Whenever I'm needy You will supply
My every need Osimiri atata
Whenever I'm broken You're there to heal me, as my healer Osimiri atata
Oh oh oh simiri atata
River that never runs dry x4
NSO
Ewo!! Nso
Nso ka Jehovah di
Onye ndi mozi na madu n'ekele
Ka Jehovah bu
Onye ndi mozi na mmadu
Na'kpo Isi ala nye
Ewo ewo o! Nso
Nso ka jehovah di
Onye na eme nma
Onye na gwo oria
Ihe nile i kereke naja gi mma Nso
Nso ka jehovah di
OKAKA
Okaka 2× Eze i di ebube
Aha gi juru eligwe ju uwa
O digi onye gi na ya n'achi eze
O digi onye ginaya nachi n'eligwe
Okaka 2× Eze i di ebube
Aha gi juru eligwe ju uwa
Aha gi juru eligwe -Ju uwa 4x
Song written by: Nso & Okaka – Unknown; Osimiriatata – Preye Odede,