NKURISI (feat. Shalot & Problemkid) Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2021
Lyrics
NKURISI (feat. Shalot & Problemkid) - Holythrice
...
{Intro}
Wunyelu M Aka Chukwunna Wunyelu M Aka (Shalot Guy)
Wunyelu M Aka Anonymous Wunyelu M Aka (Akpako...)
Wunyelu M Aka Obi Cubana Wunyelu M Aka (Holy)
Wunyelu M Aka Tamara Wunyelu M Aka (Amaproblemkid)
Ewooowhu!...
{Chorus}
To Ma Able Cartel Men Fancha Ga Akurisi
Waiter Choolum Monkey Ten Ka M Wee Na Anwurisi
Fa Si Na M Bu Kinda Yahoo Guy Udem Welu Na Edezi
Fa Si Na M Buzikwa A Dropout Manaoo Chukwu Nna Ga Ekwuzi
Eeehn....
Kedu Ife M Melu Umuuwa Na Atulu M Aka
Okwa Njide Mkpa Na Aka Umuasa Anafelum Aka
Abobi Chuba Ego Na O Onye Ji Ego Ka Love Na Abalu
Maka Ijonsuo Na Ilu Olu, Umuazi GA Agbaji Gi Aka
Fa Ga Atinyelu Gi Anya
Piazienti Ka Mu Kechinye Gi Afia
Okwa M Kpegaa On A Daily Base Ka Chukwu Nna Wunyelum Aka.
Ehhn..
{Hook}
Wunyelum Aka Chukwu Nna Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Anonymous Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Obi Cubana Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Tamara Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Athor Eze Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Charles Omega Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Oga JayB-Gozz Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Arab Money Wunyelum Aka Oooo
{Verse1}
Okwa mbute Ike nkurisie
umu Iyoo ga agbarisi
imalo Malu n'okwa onye bu Ike bu Ife n'ecruise
Obulo okwu Ego biko waa acho'm onye nga etitori
My men na abubazi ekwensu ana aghahasi...
Heehn...
Am destined for greatness, am destined for success
N'Ogbe onwelozi onye nwelu joy, some guys erego their conscience
we they hussle no stopping, ibute Ike bukwa sure bet
Onye mgbu biko choo way, making money bukwa the new concept
(imalooo heh)!!
ibulu Ike bata obodo ekwelu
Emebe doings ndi ilo ebelu
Obu n'ijiro ego Nwanne izonu
Big man ana achokwanu nsogbu
Rapu asa jee tupakwa olu
Onye owu enwelozi onu okwu
Nchuta ego nkwudobe oko okwu
Iwuyere m aka, muna gi ga ebulukwa ogu
konyelum ncha isi na ona agbaka ka okpu
maka na Obi ejiro ego isi na Obi ada agbakwazi mbo
Mana ifu Ife Obi furu tupu obulu man iga akwu Udo...
{Hook}
Wunyelum Aka Chukwu Nna Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Anonymous Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Obi Cubana Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Tamara Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Athor Eze Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Charles Omega Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Oga JayB-Gozz Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Arab Money Wunyelum Aka Oooo
{Verse2}
Chukwunna Egbugo M Ikpele
Maka Ubiam Na Emepe Uzo Ifele
Abulom Onye Aga Asi Apuo Hustle, Olapu Itu Olu Na Elecha
ChiDosky Nwa Osike Ijiliego Igwam Ka M Buo Ife
Apughi M Ije Mee Ogwu Ego Maba Okarikaa Aka Mbuo Okité
Ehhn..
muna my men Ana apiko ka di bad days di over!!
I've been dating owu for long buh the relationship is over!!!
Chasing my dreams with speed ka onye no na Range Rover!!
Obu na Hussle bu wrestling ima na abum the undertaker!!
Nkurisi Digodi Everly
Hustle Abulugo Ma Main Habit
Ijilego Ka Ikpom? Then That Must Be A ChanferBiz
ChiDosky Nwa Osike Ijilego Igwam Ka M Buo Ofu Ife
Apughi M Ije Mee Ogwu Ego Maba Okarikaa Aka Mbuo Okité
Iwuyere m aka, muna gi ga ebulukwa ogu
konyelum ncha isi na ona agbaka ka okpu
maka na Obi ejiro ego isi na Obi ada agbakwazi mbo
Mana ifu Ife Obi furu tupu obulu man iga akwu Udo
To Ma Able Cartel Men Fancha Ga Akurisi
Waiter Choolum Monkey Ten Ka M Wee Na Anwurisi
Fa Si Na M Bu Kinda Yahoo Guy Udem Welu Na Edezi
Fa Si Na M Buzikwa A Dropout Manaoo Chukwu Nna Ga Ekwuzi
Eeehn....
Kedu Ife M Melu Umuuwa Na Atulu M Aka
Okwa Njide Mkpa Na Aka Umuasa Anafelum Aka
Abobi Chuba Ego Na O Onye Ji Ego Ka Love Na Abalu
Maka Ijonsuo Na Ilu Olu, Umuazi GA Agbaji Gi Aka
Fa Ga Atinyelu Gi Anya
Piazienti Ka Mu Kechinye Gi Afia
Okwa Ife M Kpega On A Daily Base Ka Chukwu Nna Wunyelum Aka.
Ehhn..
{Hook}
Wunyelum Aka Chukwu Nna Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Anonymous Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Obi Cubana Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Tamara Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Athor Eze Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Charles Omega Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Oga JayB-Gozz Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Arab Money Wunyelum Aka Oooo
{Outro}
Wunyelum Aka Chukwu Nna Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Anonymous Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Obi Cubana Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Tamara Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Athor Eze Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Charles Omega Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Oga JayB-Gozz Wunyelum Aka
Wunyelum Aka Arab Money Wunyelum Aka Oooo