Ome Ka Agu Omenani Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2018
Lyrics
Ome Ka Agu Omenani - Gentleman Mike Ejeagha
...
Here it comes beautiful people Introducing to you The omenani series and this is your omenani station no 1 Ndi b'anyi onye si nwata kili jide nkakwu ya debekwaliya mmili o ga eji wa kwuo aka o kwazi ife jogbulu onwe ya na mmadu ga-afu oke lulu onye ozo o nwelu ya nye onye ya si n'ofuu na'anya onye a ga-emechakwa lota n'efi enwero odudu na Chi ya na-achuru ya ijiji makana ilachasigonu ogene nti