Egbon ft. Phyno Lyrics
- Genre:Pop
- Year of Release:2021
This song is not currently available in your region.
Lyrics
Egbon ft. Phyno - Masterkraft
...
Nwa onwe ka odi
Nwa bia na level anyi ma ebe ino
nwepu aka na cable na ona ada oku
kupulu the matter na odi oke onu
pasa okwa ife nna eribu ka iji eme onu
okwa nwa ina anwuru kam na anwu onu
nya ka iji ahu na anya ko my fault
nwa pasa godi ka m buo gi oru
haa
Osim Egbon
imana ibu senior man
Egbon
haa nta gi ife
Egbon
Aburo m A minute man
Egbon
haha
osim Egbon
imana ibu senior man
Egbon
haa
mpia gi oku
Egbon
ochoro one minute man
Egbon
brother Sonny onye oluani
phyno fino onye oluani (oginidi)
aunty shadow onye oluani
mastercraft eze oluani
Face down hands on
nodu m na ukwu ka laptop
facedown back up
fan meru nwoke bankrupt
ina apanu ka pilot
hmm okwa onye obula bu landlord
nsi ya o m si na azu osim why not?
hmm ohit berem high note
haa
osim Egbon
imana ibu senior man
Egbon
haa
nta gi ife
Egbon
Aburo m A minute man
Egbon
haa
osim Egbon
imana ibu senior man
Egbon
mpia gi oku
Egbon
ochoro one minute man
Egbon
brother Sonny onye oluani
phyno fino onye oluani
aunty shadow onye oluani
mastercraft eze oluani
Nwa onwee ka odi
nwa bia na level anyi ma ebe ino
nwepu aka na cable na ona ada oku
kupulu the matter na odi oke onu
pasa okwa ife nna eribu ka iji eme onu
okwa nwa ina anwuru kam na anwu onu
nya ka iji ahu na anya ko my fault
nwa pasa godi ka m buo gi oru
haa
osim Egbon
Imana ibu senior man
Egbon
haa
nta gi ife
Egbon
aburo m A minute man
Egbon
haa
osim Egbon
imana ibu senior man
Egbon
haa
mpia gi oku
ochoro one minute man
brother Sonny onye oluani
phyno fino onye oluani
aunty shadow onye oluani
Mastercraft eze oluani
C way added