Loading...

Download
  • Genre:Afropop
  • Year of Release:2014

Lyrics

Enugu ft. Flavour - StormRex

...

ka anyi jebe Enugu

ka anyi jebe Enugu

?? production

anyi ejebe

hee

ka anyi jebe Enugu

ka anyi jebe Enugu

ka anyi jewe

nwanne ka anyi jewe Enugu ee

ka anyi jewe Enugu

ka anyi jewe Enugu

ka anyi jewe

nwanne ka anyi jewe Enugu ee

ibata Enugu obodo oyibo ee

ibata Enugu obodo oyibo ee

asim ibata Enugu, obodo oyibo ee

Enugu state obodo oyibo ee

obodo ife nile n'eme

obodo ndi Igbo ji we biri

stormrex meletewe anyi Enugu

na ekele ive na ekwere ya egwu

o ka omere!

ibata Enugu onye obuna na emebe ofuma

onye obuna nweba anuri o ee

Enugu state na omara nma

ka anyi kele Jehovah

na ndu onyere anyi

okwa Sullivan chime okpara udi n'eke

ora obodo bia nuru onum o

toru ukwu n'ala na eterum egwu

ngwa paitewe paitewe paitewe

ka anyi jewe Enugu eeeeei

ka anyi jewe Enugu

ka anyi jewe

nwanne ka anyi jewe Enugu e

ka anyi jewe Enugu

ka anyi jewe

nwanne ka anyi jewe Enugu

ibata Enugu obodo oyibo

stormrex nwamma obodo oyibo ee

ibata Enugu obodo oyibo

hei Enugu state obodo oyibo ee

he hei

ka anyi jewe na Acharya layout ebe amuru flavour

mama ekpere tinyere m rice and beans ogbe okuku na okpa EFI

ka anyi jewe na new heaven

ka anyi jee pasa na nke ajia

umunwanyi ana ebuhari ife

ndi guys ana Achahari Anya

ka anyi jewe na villa Toscana ebe ife nile n'eme

oyoyo weterum one Bo

wete bill ka m kwuo ya ugwuo

Maka ka ogburum ofu azu

enwero ife n'eme

oya paitewe paitewe paitewe

ka anyi jewe Enugu ee

ka anyi jewe Enugu

ka anyi jewe

ka anyi jewe Enugu e

ka anyi jewe Enugu

ka anyi jewe

ka anyi jewe Enugu ee


ibata Enugu (obodo oyibo ee)

stormrex nwamma( obodo oyibo ee)

asim ibata Enugu oo(obodo oyibo ee)

Enugu state obodo oyibo ee

ehn nwanne

i ruo nineth mile

maba otigba junction

ma ibatara Enugu

iru diee

ka anyi si ebe waa

ka anyi kele Jehovah make ndu onyere anyi

okwa Sullivan chime okpara udi n'eke

ora obodo bia nuru onum

okwara ukwu n'ala na eterum egwu

chai!!

ngwa paitewe paitewe paitewe

ka anyi jewe Enugu ee

ka anyi jewe Enugu

ka anyi jewe

nwanne ka anyi jewe Enugu e

ka anyi jewe Enugu

ka anyi jewe

nwanne ka anyi jewe Enugu ee ee

ibata Enugu (obodo oyibo ee)

ibata Enugu(obodo oyibo ee)

ibata Enugu(obodo oyibo ee)

ibata Enugu(obodo oyibo ee)

Enugu state obodo oyibo ee

ka anyi jewe Enugu

ka anyi jewe

nwanne ka anyi jewe Enugu ee

ka anyi jewe Enugu

ka anyi jewe

nwanne ka anyi jewe Enugu ee

stormrex nwamma(obodo oyibo ee)

till fade


+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status